ǫgǫ
ọ̀gọ̀
Word | ọ̀gọ̀ |
Definitions | Noun 1.care; charity |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Adanna na-eme ọgọ nke ukwu.
Adanna na-eme ọgọ nke ukwu.
Adanna is very caring.
Ime ọgọ anaghị akpa oke.
Ime ọgọ anaghị akpa oke.
There is no discrimination in showing care.
Ekpere m bụ ka ọgọ m egbula m.
Ekpere m bụ ka ọgọ m egbula m.
My prayer is that my charity shouldn't kill me.
Enweghị m ike ichefu ọgọ o mere m.
Enweghị m ike ichefu ọgọ o mere m.
I can't forget that care she showed me.
Chukwu gozie gị maka ọgọ a.
Chukwu gozie gị maka ọgọ a.
God bless you for this care.
ódò
odò
Word | odò |
Definitions | Noun 唾 1.kindness; philanthropy; generosity; hospitality |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obioma bụ nwoke na-eme odo nke ukwu.
Obioma bụ nwoke na-eme odo nke ukwu.
Obioma is a very kind man.
Nwoke ahụ na-emekarịrị ndị mmadụ odo.
Nwoke ahụ na-emekarịrị ndị mmadụ odo.
That man is always generous to people.
Odo ọ na-emere ndị mmadụ bụ ihe mere ha ji hụ ya n'anya
Odo ọ na-emere ndị mmadụ bụ ihe mere ha ji hụ ya n'anya
His generosity to people made them to love him.
Odo o mere tinyere ya na nsogbu.
Odo o mere tinyere ya na nsogbu.
His kindness got him into trouble.
ögǫ
ọgọ̀
Word | ọgọ̀ |
Definitions | Noun 怪 1.in-law |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Mụ na enyi m nwaanyị bụzị ọgọ maka nwa m lụrụ nwa ya.
Mụ na enyi m nwaanyị bụzị ọgọ maka nwa m lụrụ nwa ya.
My girl friend and I are now in-laws because my child married her child.
Ọgọ anyị bụ onye Imo steeti.
Ọgọ anyị bụ onye Imo steeti.
Our in-laws is from Imo state.
Ọgọ m ga-abịa echi.
Ọgọ m ga-abịa echi.
My in-law will come tomorrow.
Ngị ọgọ ya abịaghị.
Ngị ọgọ ya abịaghị.
Her in-laws didn't come.
Ya na ndị ọgọ ya adịghị na mma.
Ya na ndị ọgọ ya adịghị na mma.
He is not in good terms with his in-laws.
Ọgọ ya nwere ego.
Ọgọ ya nwere ego.
His in-law is rich.
ógó
ogo
Word | ogo |
Definitions | Noun 懇 1.height; level |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị bụ ogo gị?
Gịnị bụ ogo gị?
What is your height?
Ogo ya pere mpe.
Ogo ya pere mpe.
Its height is small.