öhürü
ọhụrụ̄
Word | ọhụrụ̄ |
Definitions | Nominal Modifier 新 1.new |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Afe a di ọfụu/ọfụlu
Afe a di ọfụu/ọfụlu
This shirt is new
Ụgbọala ya dị ọhụrụ.
Ụgbọala ya dị ọhụrụ.
His car is new.
Ndị ọhụrụ n'ime ya dị abụọ.
Ndị ọhụrụ n'ime ya dị abụọ.
The new ones among them are two.
Azụtara m akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ taa.
Azụtara m akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ taa.
I bought a new footwear today.
Ọ dị ọhụrụ n'anya ya.
Ọ dị ọhụrụ n'anya ya.
It is new in his eyes.
Efe a dị ọhụrụ
Efe a dị ọhụrụ
This cloth is new
Naanị nke ọhụrụ ka anyị chọrọ.
Naanị nke ọhụrụ ka anyị chọrọ.
It is only new the one that we want.
Were nke ọhụrụ bịa.
Were nke ọhụrụ bịa.
Come with the new one.
Ọ bụ onye ọhụrụ n'ebe a.
Ọ bụ onye ọhụrụ n'ebe a.
He is a new person here.
Ndị ọhụrụ ebuka.
Ndị ọhụrụ ebuka.
New ones are many.
E nyere ya ọgwụ ọhụrụ.
E nyere ya ọgwụ ọhụrụ.
He was given a new set of drugs.
Ọ mụrụ nwa ọhụrụ.
Ọ mụrụ nwa ọhụrụ.
She just gave birth.
Ọ dị n'akpa ọhụrụ m.
Ọ dị n'akpa ọhụrụ m.
It is in my new bag.
ökwųrų
ọkwụ̀rụ̀
Word | ọkwụ̀rụ̀ |
Definitions | Noun 㯌 1.okra (Abelmoschus esculentus) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ike adịghị ọkwụrụ gbaa mgbọrọgwụ, ọ sị na àlà esika ike
Ike adịghị ọkwụrụ gbaa mgbọrọgwụ, ọ sị na àlà esika ike
If the okro that grew roots isn't strong, it will be like the ground is too strong.
Eji ofe ọkwụrụ eri nri ọka.
Eji ofe ọkwụrụ eri nri ọka.
Okra soup is eaten with maize pudding.
Ha kụrụ ọkwụrụ n'ugbo ha.
Ha kụrụ ọkwụrụ n'ugbo ha.
They planted okro in their farm.
Mmiri karịrị n' ofe ọkwụrụ ahụ.
Mmiri karịrị n' ofe ọkwụrụ ahụ.
There was excess water in that okra soup.
Biko zụtara m ọkwụrụ n'ahịa.
Biko zụtara m ọkwụrụ n'ahịa.
Please buy okro for me at the market.
Ọkwụrụ dị ụkọ n'ahịa ugbua.
Ọkwụrụ dị ụkọ n'ahịa ugbua.
Okro is scarce in the market now.
Ọkwụrụ na-etọ nke ọma n'udummiri.
Ọkwụrụ na-etọ nke ọma n'udummiri.
Okro grows well in rainy season.
Ọnaghị amasị ya iri ofe ọkwụrụ.
Ọnaghị amasị ya iri ofe ọkwụrụ.
He does not like eating okro soup.