òdózí
òdozi
Word | òdozi |
Definitions | Noun 唾探 1.repairer |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịhụ odozi ahụ.
Achọrọ m ịhụ odozi ahụ.
I want to see the repairer.
Odozi ahụ nọ ebe a.
Odozi ahụ nọ ebe a.
That repairer is here.
Wegara odozi akpụkpọụkwụ a.
Wegara odozi akpụkpọụkwụ a.
Take this footwear to a repairer.
Akaọrụ odozi ahụ mara mma.
Akaọrụ odozi ahụ mara mma.
The repairer's handiwork is nice.
Nna m bụ odozi ụgbọala.
Nna m bụ odozi ụgbọala.
My father is a car repairer.
M ga-ahụ odozi ma m lọta.
M ga-ahụ odozi ma m lọta.
I will see the repairer when I return.
Ọ bụ onye ndozi.
Ọ bụ onye ndozi.
He is a repairer.
Biko, nye m akara ekwntị odozi ahụ.
Biko, nye m akara ekwntị odozi ahụ.
Please, give me the phone number of the repairer.