Nkọwa okwu logo
Beta

òdógwú

òdogwu

Wordòdogwu
Definitions

Noun

1.mighty man; one who has the ability and capability to resist opposing force

2.(informal) great man

Adjective

1.mighty; having great power or strength, especially in addition to a big size

Related Terms
Word Stems

Examples

Odimegwu Ojukwu bụ odogwu nwoke.

Odimegwu Ojukwu bụ odogwu nwoke.

Odimegwu Ojukwu is a great man.

Ihe a na-akpọ ya bụ odogwu karịrị odogwu.

Ihe a na-akpọ ya bụ odogwu karịrị odogwu.

They call him the greater man than the greatest.

Ihe onye metara ka e ji akpọ ya odogwu.

Ihe onye metara ka e ji akpọ ya odogwu.

It is the deeds of a person makes him to be called great.

Odogwu! Ị bịara?

Odogwu! Ị bịara?

Great man! Did you come?

Odogwu ahụ anwụọla.

Odogwu ahụ anwụọla.

That great man has died.

Onye bụ odogwu?

Onye bụ odogwu?

Who is a great man.

Onyema bụ odogwu.

Onyema bụ odogwu.

Onyema is a great man.

díkē

dikē

Worddikē
Definitions

Noun

1.strong, fearless, or courageous person

2.warrior; man of valor

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwaanyị ahụ bụ dike.

Nwaanyị ahụ bụ dike.

That woman is strong.

Nwoke a mere ka dike.

Nwoke a mere ka dike.

This man behaved like a strong and courageous person.

Dike ka m bụ.

Dike ka m bụ.

I am a strong and courageous person.

Egwu jidere m oge m hụrụ dike ahụ n'ụzọ.

Egwu jidere m oge m hụrụ dike ahụ n'ụzọ.

I was afraid when I met that warrior.

díṃkpà

dim̀kpà

Worddim̀kpà
Definitions

Noun

1.full grown person; able-bodied person

2.physical strong build; strong person

3.adult

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ dimkpa.

Ọ bụ dimkpa.

He is an adult.

Emeka abụrụla dimkpa.

Emeka abụrụla dimkpa.

Emeka is now a grown person.

Dimkpa ọ gbara abaghị uru.

Dimkpa ọ gbara abaghị uru.

His strong build is useless.

A hụ dimkpa, a hụ okpotokpo imi ya.

A hụ dimkpa, a hụ okpotokpo imi ya.

When you see a full grown man, you see his sizeable nose.

Nwaanyị ahụ gbara dimkpa.

Nwaanyị ahụ gbara dimkpa.

The woman looks strongly built.

Ya bụ na dimkpa gị niile a ka e meriri gi.

Ya bụ na dimkpa gị niile a ka e meriri gi.

So you were conquered despite all your physical strength.

E nweghị dimkpa nọ be ya.

E nweghị dimkpa nọ be ya.

There is no strong person at his place.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.