òdìgìrì
òdìgìrì
Word | òdìgìrì |
Definitions | Noun 妥 1.lagoon |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-azụ azụ n'odigiri ahụ.
Ọ na-azụ azụ n'odigiri ahụ.
He rears fish in that lagoon.
Ego m danyere n'odigiri.
Ego m danyere n'odigiri.
My money fell inside the lagoon.
Achọrọ m ịga n'odigiri.
Achọrọ m ịga n'odigiri.
I want to go to the lagoon.
E gburu ya n'odigiri.
E gburu ya n'odigiri.
He was killed at the lagoon.