Nkọwa okwu logo
Beta

òdìbò

òdìbò

Wordòdìbò
Definitions

Noun

1.servant [maid, house boy, etc.]

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ odibo ya ka m zutere ebe ahụ.

Ọ bụ odibo ya ka m zutere ebe ahụ.

It was his servant that I met there.

Ọ naghị enye ndị odibo ya nri n'oge.

Ọ naghị enye ndị odibo ya nri n'oge.

She doesn't give her servants food on time.

Ọ kpọrọ odibo ya n'ekwentị.

Ọ kpọrọ odibo ya n'ekwentị.

He called his servant on phone.

Odibo ya gara ozi.

Odibo ya gara ozi.

His servant went on an errand.

Odibo ya ji ego ya gbaa ọsọ.

Odibo ya ji ego ya gbaa ọsọ.

Her servant ran away with his money.

Achọghị odibo ọbụla.

Achọghị odibo ọbụla.

I do not want any domestic staff.

Odibo m gbara akwụkwọ izuụka gara aga.

Odibo m gbara akwụkwọ izuụka gara aga.

My servant wedded last week.

Onye bụ odibo gị?

Onye bụ odibo gị?

Who is your maid/house boy?

nwöörü

nwọọrụ̄

Wordnwọọrụ̄
Definitions

Noun

子寊奥

1.apprentice

Variationsnwaọrụ
Related Terms
Word Stems

Examples

M ga-ezite otu nwọọrụ m n'Ọnịcha echi.

M ga-ezite otu nwọọrụ m n'Ọnịcha echi.

I will send one of my apprentice to Onitsha tomorrow.

Nwọọrụ ahụ na-ezu ohi.

Nwọọrụ ahụ na-ezu ohi.

That apprentice steals.

Nwọọrụ ahụ na-amụta ahịa a na-akụziri ya ọsọsọ.

Nwọọrụ ahụ na-amụta ahịa a na-akụziri ya ọsọsọ.

That apprentice learns the trade he is taught so fast.

Nwọọrụ m lụrụ nwaanyị n'oge.

Nwọọrụ m lụrụ nwaanyị n'oge.

My apprentice married early.

Ọ bụ nwọọrụ ya rụrụ m ọrụ ahụ.

Ọ bụ nwọọrụ ya rụrụ m ọrụ ahụ.

It was his apprentice that did the work for me.

Nwọọrụ m anaghị abịa taa.

Nwọọrụ m anaghị abịa taa.

My apprentice does not come today.

O nwere nwọọrụ asaa.

O nwere nwọọrụ asaa.

He has seven apprentices.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.