öchį
ọchị̀
Word | ọchị̀ |
Definitions | Noun 寊効 1.laughter; laugh; giggle; smile |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị abịaghị ebea ikiri ndị na-achị ọchị.
Anyị abịaghị ebea ikiri ndị na-achị ọchị.
We didn't come here to look at those laughing.
Ọna abụ ayụwa nsị, achịwa ọchị?
Ọna abụ ayụwa nsị, achịwa ọchị?
Do people laugh when stooling?
Ọ mara etu esi achị ọchị na foto.
Ọ mara etu esi achị ọchị na foto.
He knows how to smile in photos.
Ị chọrọ ka ndị mmadụ chịa m ọchị?
Ị chọrọ ka ndị mmadụ chịa m ọchị?
Do you want people top laugh at me?
Ọchị adịghị ya n'ihu oge m hụrụ ya.
Ọchị adịghị ya n'ihu oge m hụrụ ya.
There was no smile on his face when i saw him.
Oge niile m hụrụ nwaanyị a, ọ na-achị ọchị.
Oge niile m hụrụ nwaanyị a, ọ na-achị ọchị.
Every time i see this lady, she is laughing.
O nwere ihu ọchị.
O nwere ihu ọchị.
She has a smiling face.
öchų
ọchụ̀
Word | ọchụ̀ |
Definitions | Noun 1.murder; homicide |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
A tụrụ ya mkpọrọ maka ọchụ.
A tụrụ ya mkpọrọ maka ọchụ.
He was detained for murder.
Ọkiikpe mara ya ikpe ọnwụ maka ọchụ o gburu.
Ọkiikpe mara ya ikpe ọnwụ maka ọchụ o gburu.
The judge sentenced him to death because of murder.
O gburu ọchụ n'iwe.
O gburu ọchụ n'iwe.
He commited murder in anger.
Gbanahụ ihe ọ bụla ga-eme gị ka ị gbuo ọchụ.
Gbanahụ ihe ọ bụla ga-eme gị ka ị gbuo ọchụ.
Avoid anything that willl lead you to commit murder.
Onye egbula ọchụ.
Onye egbula ọchụ.
No one should commit murder.
Kedụ ka o siri mara maka ọchụ ahụ?
Kedụ ka o siri mara maka ọchụ ahụ?
How did he know about the murder?
ǫchïchïrï
ọ̀chịchịrị̄
Word | ọ̀chịchịrị̄ |
Definitions | Noun 1.darkness |
Variations | ọ̀chịchịị̄ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Afụnahuru ya akpa ya ka ebe niile gba ọchịchịrị.
Afụnahuru ya akpa ya ka ebe niile gba ọchịchịrị.
His bag was snatched when everywhere was dark.
Ọchịchịrị amaghị m ahụ.
Ọchịchịrị amaghị m ahụ.
I am not useed to darkness.
Ugegbe anya a na-enyere m aka ịhụ ụzọ n'ọchịchịrị.
Ugegbe anya a na-enyere m aka ịhụ ụzọ n'ọchịchịrị.
This pair of eyeglasses help me see in darkness.
Ọchịchịrị a dịka chi agaghị efo.
Ọchịchịrị a dịka chi agaghị efo.
This darknesss looks like the day won't break.
Onweghị ihe gbasara ihe na ọchịchịrị
Onweghị ihe gbasara ihe na ọchịchịrị
Their is no connection between light and darkness.