ǫchįchį
ọ̀chị̀chị̀
Word | ọ̀chị̀chị̀ |
Definitions | Nominal Modifier 1.uptightness; over seriousness due to nervous feeling or intent to make others feel a certain way |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chike dị afọ iriatọ na asatọ.
Chike dị afọ iriatọ na asatọ.
Chike is thirty eight years old.
Ebe a ga-abata mmadụ iriatọ na asatọ.
Ebe a ga-abata mmadụ iriatọ na asatọ.
This place will contain thirty eight persons.
Ha ga-ebute oche iriatọ na asatọ.
Ha ga-ebute oche iriatọ na asatọ.
They will bring thirty eight seats,
Nri ahụ agaghị ezuru mmadụ iriatọ na asatọ.
Nri ahụ agaghị ezuru mmadụ iriatọ na asatọ.
That food will not be enough for thirty eight persons.
Ọ gbara onye iri atọ na asatọ.
Ọ gbara onye iri atọ na asatọ.
He came 30th position.
Ọchịchị ya mere ndị mmadụ ji gbaara ya ọsọ.
Ọchịchị ya mere ndị mmadụ ji gbaara ya ọsọ.
His uptighness made people run from him.
Ọ tara ọchịchị mgbe o hụrụ ha.
Ọ tara ọchịchị mgbe o hụrụ ha.
He became uptight when he saw them.
Hapụ ndị ọchịchị ahụ!
Hapụ ndị ọchịchị ahụ!
Leave those uptight people!
Ọchịchị adịghị mma ebe ndị mmadụ kwesịrị ime ihe masịrị ha.
Ọchịchị adịghị mma ebe ndị mmadụ kwesịrị ime ihe masịrị ha.
Uptightness is not good where people should do what they like.
Ọchịchị ha mere m jiri gbaa arụkwaghịm.
Ọchịchị ha mere m jiri gbaa arụkwaghịm.
Their uptightness made me to resign.