Nkọwa okwu logo
Beta

gbá ḿkpį

gba mkpị̀

Wordgba mkpị̀
Definitions

Medial verb

1.appear or occur as more than one, especially where one item is expected;

2.double; duplicate

Related Terms
Word Stems

Examples

Akị ahụ gbara mkpị.

Akị ahụ gbara mkpị.

That kernel has more than one nut inside.

Wepụ ndị gbara mkpị.

Wepụ ndị gbara mkpị.

Remove the duplicates.

Ibu ibu abụghị ịgba mkpị.

Ibu ibu abụghị ịgba mkpị.

To be big is not to be double.

Nke a ga-agba mkpị.

Nke a ga-agba mkpị.

This one will two.

Ọtụtụ n'ime ha na-agba mkpị.

Ọtụtụ n'ime ha na-agba mkpị.

Many of them are duplicating.

Gbaa ya mkpị.

Gbaa ya mkpị.

Duplicate it.

Ọ dịghị mma ka ọ gbaa mkpị.

Ọ dịghị mma ka ọ gbaa mkpị.

It is not good to be double.

Ọ na-agba mkpị.

Ọ na-agba mkpị.

It is duplicating.

Nke mbụ ahụ gbara mkpị.

Nke mbụ ahụ gbara mkpị.

That first one was double.

Ọ maghị na mkpụrụ akị na-agba mkpị.

Ọ maghị na mkpụrụ akị na-agba mkpị.

She does not know that nuts of kernel do come in duplicates.

ùgbòrò

ùgbòrò

Wordùgbòrò
Definitions

Quantifier

1.frequency; the number of times an action occurs

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

I called you two times but you did not answer me.

Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.

Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.

I ate three times this morning.

Ahụrụ m ya ugboro anọ ụnyaahụ.

Ahụrụ m ya ugboro anọ ụnyaahụ.

I saw him four times yesterday.

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

I called you two times but you did not answer me.

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.

I called you two times but you did not answer me.

Mmiri zoro ugboro anọ taata.

Mmiri zoro ugboro anọ taata.

Rain fell three times today.

Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.

Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.

I ate three times this morning.

Mmiri zoro ugboro anọ taata.

Mmiri zoro ugboro anọ taata.

Rain fell three times today.

Ṅachaa akwa ahụ ugboro abụọ.

Ṅachaa akwa ahụ ugboro abụọ.

Rinse the cloth twice.

Ha ga-eje akwụkwọ ugboro atọ n'izuụka a.

Ha ga-eje akwụkwọ ugboro atọ n'izuụka a.

They will go to school thrice this week.

Ugboro ole ka m pịara gị ụtarị?

Ugboro ole ka m pịara gị ụtarị?

How many times did I flog you?

Nke a bụ nke ugboro ise.

Nke a bụ nke ugboro ise.

This is the fifth time.

àlïlà

àlịlà

Wordàlịlà
Definitions

Noun

1.a tiny light-red colored myriapod, which smells and, sometimes, occur in a cluster

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ hụtụbe alịla mbụ.

Ọ hụtụbe alịla mbụ.

He has not seen alịla before.

Ahụrụ m alịla n'ugbo taata.

Ahụrụ m alịla n'ugbo taata.

I saw alịla at the farm today.

Alịla gbakọrọ n'akụkụ aja.

Alịla gbakọrọ n'akụkụ aja.

Alịla clustered beside the wall.

Ahụ alịla mara mma.

Ahụ alịla mara mma.

The body of alịla is beautiful.

Alịla bụ arịrị ntakịrị.

Alịla bụ arịrị ntakịrị.

Alịla is a small myriapod.

Anaghị eri alịla eri.

Anaghị eri alịla eri.

Alịla is not edible.

Anyị gburu alịla ise.

Anyị gburu alịla ise.

We killed five alịla.

Alịla danyere n'ime ite.

Alịla danyere n'ime ite.

Alịla fell into the pot.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.