Nkọwa okwu logo
Beta

bíjú

biju

Wordbiju
Definitions

Active verb

1.live to fill up a place; occupy enough

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Unu na-ebiju ebe a mgbe niile.

Unu na-ebiju ebe a mgbe niile.

You all occupy here much all the time.

Obere oge, anyị ga-ebiju ebe niile.

Obere oge, anyị ga-ebiju ebe niile.

In a short while, we will live and fill all the place.

Ahụhụ ojii na-ebiju n'ime ọnụ dị n'ala.

Ahụhụ ojii na-ebiju n'ime ọnụ dị n'ala.

Black ants live and fill holes in the ground.

Ndị Awụsa bijuru ebe niile ugbua.

Ndị Awụsa bijuru ebe niile ugbua.

Hausa people live and fill up everywhere now.

Ndị ọcha na-achọ ibiju ebe niile.

Ndị ọcha na-achọ ibiju ebe niile.

White people wants to live and fill everywhere.

Kpọrọ ndị be gị bijuo ebe a.

Kpọrọ ndị be gị bijuo ebe a.

Take your family, live and fill this place.

bìchì

bìchì

Wordbìchì
Definitions

Active verb

剁襟

1.occupy another person's house or community; inhabit and occupy everywhere

2.live as a replacement to previous inhabitant

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Mazi Chidi lụtara nwanyi ọzọ ka o bichie nwunye ya ọ gbara alụkwaghim

Mazi Chidi lụtara nwanyi ọzọ ka o bichie nwunye ya ọ gbara alụkwaghim

Mr Chidi married another woman to replace his divorced wife.

Akpọbatara m ya ka o nọpere anọpere mana o bichiela ebe niile.

Akpọbatara m ya ka o nọpere anọpere mana o bichiela ebe niile.

I brought her in to squat but she has occupied everywhere.

N'oge gboo, ndị mba ọzọ na-aga mba ndị ọzọ bichie obodo ha.

N'oge gboo, ndị mba ọzọ na-aga mba ndị ọzọ bichie obodo ha.

In the early days, other nations go to other people's nation to occupy their communities.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.