Nkọwa okwu logo
Beta

òbù

òbù

Wordòbù
Definitions

Noun

1.type of bird, big in size; Senegal Coucal (Centropus senegalensis)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nnanna jidere obu.

Nnanna jidere obu.

Nnanna caught a Senegal coucal.

Obu yiri akwa n'elu ube.

Obu yiri akwa n'elu ube.

Coucal laid eggs on top of the pear (tree).

Obu na-egbu agwọ.

Obu na-egbu agwọ.

The Senegal coucal kills snakes.

óbì

obì

Wordobì
Definitions

Noun

1.heart; chest

2.mind; desire; wish

3.core

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kwuo ihe dị gị n' obi.

Kwuo ihe dị gị n' obi.

Say what is on your mind.

Ihe ahụ bụ obi nsogbu anyị na-enwe ugbua.

Ihe ahụ bụ obi nsogbu anyị na-enwe ugbua.

That it's core of the problem we are having now.

Obi na-agbapụ̣ta ọbara.

Obi na-agbapụ̣ta ọbara.

The heart pumps out blood.

Kwuo obi gị.

Kwuo obi gị.

Speak your mind.

Ọ kụrụ ya aka n'obi.

Ọ kụrụ ya aka n'obi.

He hit him on the chest.

Ihe ahụ mere ka obi daa ya mba.

Ihe ahụ mere ka obi daa ya mba.

That incident discouraged him.

Obi gbawara ya oge di ya nwụrụ.

Obi gbawara ya oge di ya nwụrụ.

She was heartbroken when the husband died.

O nweghi obi.

O nweghi obi.

He does not have a heart.

Obi siri ya ike.

Obi siri ya ike.

He is stronghearted.

Obi adịghị m mma.

Obi adịghị m mma.

I am not happy.

ögbü

ọgbụ

Wordọgbụ
Definitions

Noun

1.rope, tether for animals

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọgbụ o ji bịa gosiri na ọ na-enye otu ehi ka onyinye.

Ọgbụ o ji bịa gosiri na ọ na-enye otu ehi ka onyinye.

The cow rope he came with shows that he is giving a cow as a gift.

Biko, kedụ ebe m nwere ike ịzụta ọgbụ ebe a?

Biko, kedụ ebe m nwere ike ịzụta ọgbụ ebe a?

Please where can i buy a cow rope here?

E kere nwanyị onyeara ahụ ọgbụ

E kere nwanyị onyeara ahụ ọgbụ

The mad woman was tied with rope

Ọgbụ e ji jide ehi ahụ adobiela.

Ọgbụ e ji jide ehi ahụ adobiela.

The rope on the cows neck is cut.

Ọgbụ e kere ehi ahụ n'olu esighi ike.

Ọgbụ e kere ehi ahụ n'olu esighi ike.

The rope around the cow's neck is not strong.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.