Nkọwa okwu logo
Beta

chí ńtį

chi ntị̀

Wordchi ntị̀
Definitions

Active verb

襟規

1.obstinate; refuse to listen; hard to hearing

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka na-echi ntị.

Emeka na-echi ntị.

Emeka cannot hear.

Nwata na-echi ntị anaghị aba uru.

Nwata na-echi ntị anaghị aba uru.

A stubborn child is worthless.

ńtįíkē

ntị̀ikē

Wordntị̀ikē
Definitions

Noun

1.obstinacy; perverseness; stubbornness

Adjective

1.stubborn, obstinate

Variationsntị̀ ikē
Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Achọghị m onye ntịike ahụ ebe a.

Achọghị m onye ntịike ahụ ebe a.

I do not want that stubborn person here.

Ntịike ya na-ewe m iwe.

Ntịike ya na-ewe m iwe.

His stubbornness is annoying me.

Nna ya tiri ya ihe maka ntịike ya.

Nna ya tiri ya ihe maka ntịike ya.

His father beat him because of his stubborness.

Chinedu bụ onye ntịike.

Chinedu bụ onye ntịike.

Chinedu is a stubborn person.

Ịgwa ya okwu bụ igbu oge, ọ bu onye ntịike.

Ịgwa ya okwu bụ igbu oge, ọ bu onye ntịike.

Talking to him is wasting of time, he is a stubborn person.

Ị ga-emerụ ya ahụ maka ntịike ya.

Ị ga-emerụ ya ahụ maka ntịike ya.

You will injure him because of his stubbornness.

Ị bụ onye ntịike?

Ị bụ onye ntịike?

Are you an obstinate person?

Ọtụtụ ụmụ nwaanyị ugbua nwere ntịike.

Ọtụtụ ụmụ nwaanyị ugbua nwere ntịike.

Many women now are stubborn.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.