Beta

òfèsí

òfèsi

Wordòfèsi
Definitions

Noun

1.overseas; abroad

Related Terms
Word Stems

Examples

Ihe ndị a na-esi ofesi abata.

Ihe ndị a na-esi ofesi abata.

These things come in from overseas.

E gburu ya n'ofesi.

E gburu ya n'ofesi.

He was killed abroad.

A mụrụ ha niile n'ofesi.

A mụrụ ha niile n'ofesi.

They were all born abroad.

Uche si ofesi lọta n'afọ gara aga.

Uche si ofesi lọta n'afọ gara aga.

Uche returned from abroad last year.

Nna m bi n'ofesi.

Nna m bi n'ofesi.

My father lives abroad.

Ọ gụrụ akwụkwọ n'ofesi.

Ọ gụrụ akwụkwọ n'ofesi.

She studied abroad.