Nkọwa okwu logo
Beta

búpùté

bupùte

Wordbupùte
Definitions

Active verb

1.carry out (object)

2.bring out, display (e.g. dance)

Related Terms
Word Stems

Examples

O buputere nri ka anyị rie.

O buputere nri ka anyị rie.

He brought out food for us to eat.

Ọ chọrọ ibupute nri ugbua.

Ọ chọrọ ibupute nri ugbua.

She wants to serve food now.

Nne m na-ebupute nri.

Nne m na-ebupute nri.

My mother is bringing out food.

Ọ ga-ebupute nri.

Ọ ga-ebupute nri.

Will he bring food out.

Onye bupụtere ihe a?

Onye bupụtere ihe a?

Who brought this thing out?

Ugo ga-ebupute ya.

Ugo ga-ebupute ya.

Ugo will bring it out.

Kpọọ m ma ibupute ya.

Kpọọ m ma ibupute ya.

Call me if you bring it out.

Ọ dị mfe ibupute.

Ọ dị mfe ibupute.

It is easy to carry out.

Ha na-ebupute ngwongwo ha n'ụzọ.

Ha na-ebupute ngwongwo ha n'ụzọ.

They are carrying out their property to the road.

Ha ga-ebupute egwu ha taata.

Ha ga-ebupute egwu ha taata.

They will display their dance today.

Onye buputere ihe a?

Onye buputere ihe a?

Who brought this thing out?

I bupute ya, o ga-emebi.

I bupute ya, o ga-emebi.

It will damage if you carry it out.

O kweghị ibupute.

O kweghị ibupute.

It is difficult to carry it out.

Bupute ihe dị n'ime ụgbọala.

Bupute ihe dị n'ime ụgbọala.

Bring out the things inside the car.

döghàrį

dọghàrị̀

Worddọghàrị̀
Definitions

Active verb

1.keep a heavy object in the wrong position

2.misplace a heavy object

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ Ekwutọsị dọgharịrị akpati gị.

Ọ bụ Ekwutọsị dọgharịrị akpati gị.

It was Ekwutosi who misplaced your luggage.

böǫlų

bọọ̀lụ̀

Wordbọọ̀lụ̀
Definitions

Noun

1.ball (the object used in sports)

2.football (soccer)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Bọọlụ ha nọ n'okpuru oche ahụ.

Bọọlụ ha nọ n'okpuru oche ahụ.

Their ball is under that chair.

Nwanne ya na-agba bọọlu.

Nwanne ya na-agba bọọlu.

Her sibling plays football.

O sere bọọlụ n'ahụ aja.

O sere bọọlụ n'ahụ aja.

He drew ball on the wall.

Zụtara anyị bọọlụ ọhụrụ.

Zụtara anyị bọọlụ ọhụrụ.

Buy us a new ball.

Tụọrọ m bọọlụ ahụ.

Tụọrọ m bọọlụ ahụ.

Throw that ball to me.

úkwù

ukwù

Wordukwù
Definitions

Noun

1.waist; loins; the base of an object

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kee eriri a n’ukwu gị.

Kee eriri a n’ukwu gị.

Tie this string round your waist.

Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.

Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.

Africans dance with their waists.

Ukwu na-egbu ya mgbu.

Ukwu na-egbu ya mgbu.

She is having waist pain.

Ada nwere ukwu buru ibu.

Ada nwere ukwu buru ibu.

Ada has a big waist.

gị

Wordgị
Definitions

Pronoun

1.you; second person singular object pronoun

Variationsi, ị
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ nke gị na ya.

Ọ bụ nke gị na ya.

It is for you and him.

A gwara gị jee ahịa.

A gwara gị jee ahịa.

You were told to go to the market.

Gị na Uche mere ọfụma.

Gị na Uche mere ọfụma.

You and Uche did well.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

Ọ bụghị gị ka m na-agwa.

It is not you that I am talking to.

Nke a bụ nke gị.

Nke a bụ nke gị.

This one is your own.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.

I gave the money yesterday.

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?

You and I, who came first?

Gị na ya soro bịa.

Gị na ya soro bịa.

Come with him.

O weteere gị anụ.

O weteere gị anụ.

He brought meat for you.

búsàsï

busàsị

Wordbusàsị
Definitions

Active verb

1.scatter about (heavy objects)

2.to spread out a group of items; to set a group of items apart.

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ha na-ebusasị ngwongwo ya n'ezi.

Ha na-ebusasị ngwongwo ya n'ezi.

They are scattering his properties outside.

Ibusasị ihe ndị a n'ụzọ adịghị mma.

Ibusasị ihe ndị a n'ụzọ adịghị mma.

Scattering all these things on the road is not good.

Ọ chọrọ ibusasi ihe niile.

Ọ chọrọ ibusasi ihe niile.

He wants to scatter everything.

Ha ga-ebusasị akpa aja ndị ahụ ebe dị iche iche.

Ha ga-ebusasị akpa aja ndị ahụ ebe dị iche iche.

They will scatter those bags of sands in different places.

Nne ya busasịrị ihe niile edobere.

Nne ya busasịrị ihe niile edobere.

His mother scattered everything that was kept.

Busasịa ihe a niile.

Busasịa ihe a niile.

Scatter all these about.

Ibusasị ihe ndị a enweghị uru ọ bara.

Ibusasị ihe ndị a enweghị uru ọ bara.

There is no need to set these things apart.

Ha busasịrị ngwa ahịa ndị mmadụ n'ahịa.

Ha busasịrị ngwa ahịa ndị mmadụ n'ahịa.

They scattered peoples goods in the market.

Ha na-ebusasị aja ebe a.

Ha na-ebusasị aja ebe a.

They are heaping sand here.

Busasị akpa ndịa n'ala.

Busasị akpa ndịa n'ala.

Drop these bags on the ground.

Ha si m busasịa akpati m niile n'ọdọ ụgbọala.

Ha si m busasịa akpati m niile n'ọdọ ụgbọala.

They told me to drop all my luggage at the motor park.

Ndị ọrụụzọ ga-ebusasị okwute n'ihu ụlọ m.

Ndị ọrụụzọ ga-ebusasị okwute n'ihu ụlọ m.

The road constructors will heap stones in front of my house.

Ị chọrọ ibusasị ite mmiri ndịa?

Ị chọrọ ibusasị ite mmiri ndịa?

Do you want to drop these water pots?

ötüchí

ọtụchi

Wordọtụchi
Definitions

Noun

㳚終司

1.a tool used in locking and unlocking an object; key

Related Terms
Word Stems

Examples

Aṅụrịka na-achọ ọtụchi ụzọ ya.

Aṅụrịka na-achọ ọtụchi ụzọ ya.

Anulika is looking for the key to her door.

Ọtụchi ụzọ m gbajiri agbaji.

Ọtụchi ụzọ m gbajiri agbaji.

My door key is broken.

Ụzọ a nwere ọtụchi atọ.

Ụzọ a nwere ọtụchi atọ.

This door has three keys.

O chefuru ọtụchi ya n'ime ụgbaala ya.

O chefuru ọtụchi ya n'ime ụgbaala ya.

He forgot his key in his car.

ǹgàjį

ǹgàjị̀

Wordǹgàjị̀
Definitions

Noun

1.an object that is often used for eating or serving food; spoon

Variationsǹgàjì
Related Terms
Word Stems

Examples

Ego ole ka a na-ere ngaji n'ahịa ugbua?

Ego ole ka a na-ere ngaji n'ahịa ugbua?

What is the price of spoon now in the market?

Wetere m ngaji

Wetere m ngaji

bring a spoon for me

Ngaji ole ka i ji bịa?

Ngaji ole ka i ji bịa?

How many spoons did you come with?

Dee aha gị na ngaji gị niile.

Dee aha gị na ngaji gị niile.

Write your name on all your spoon.

Ngaji nke a amaka.

Ngaji nke a amaka.

This spoon is fine.

tųpù

tụ̀pù

Wordtụ̀pù
Definitions

Active verb

1.perforate, especially by pinching or using a tiny tip object

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịtụpu akwụkwọ a.

Achọrọ m ịtụpu akwụkwọ a.

I want to perforate this book.

Ntu ahụ ga-atụpu ụkwụ ụgbaala gị.

Ntu ahụ ga-atụpu ụkwụ ụgbaala gị.

The nail will perforate the tyre of your vehicle.

Ọ na-atụpu ya na achị ọchị.

Ọ na-atụpu ya na achị ọchị.

He was laughing and perforating it.

Atụpula ya.

Atụpula ya.

Do not perforate it.

Achọghị m nke a tụpuru atụpu.

Achọghị m nke a tụpuru atụpu.

I do not want a perforated one.

Onye tụpuru ya?

Onye tụpuru ya?

Who perforated it?

Tụpuo ya ma o lefu anya.

Tụpuo ya ma o lefu anya.

Perforate it when he looks at another side.

búpų

bupụ̀

Wordbupụ̀
Definitions

Active verb

穫蚕

1.carry away (a heavy or bulky object)

Related Terms
Word Stems

Examples

Bupụ akpa gị n'ezi.

Bupụ akpa gị n'ezi.

Carry your bag outside.

Ha ga-ebupụ oche niile ndị ahụ.

Ha ga-ebupụ oche niile ndị ahụ.

They will carry away all those chairs.

Ibupụ ụgbọala ahụ n'okporoụzọ agaghị adị mfe.

Ibupụ ụgbọala ahụ n'okporoụzọ agaghị adị mfe.

To carry away that vehicle from the road, will not be easy.

Anyị na-ebupu ya ugbua.

Anyị na-ebupu ya ugbua.

We are carrying it away now.

Ha mesịrị bupụọ ngwongwo ha.

Ha mesịrị bupụọ ngwongwo ha.

They later carried away their properties.

Bupụ akpa gị n'ezi.

Bupụ akpa gị n'ezi.

Carry your bag outside.

Ha ga-ebupu gị iro.

Ha ga-ebupu gị iro.

They will carry you outside.

Ibupụ ụgbọala ahụ n'okporoụzọ agaghị adị mfe.

Ibupụ ụgbọala ahụ n'okporoụzọ agaghị adị mfe.

To carry away that vehicle from the road, will not be easy.

Ha ga-ebupụ oche niile ndị ahụ.

Ha ga-ebupụ oche niile ndị ahụ.

They will carry away all those chairs.

Anyị na-ebupu ya ugbua.

Anyị na-ebupu ya ugbua.

We are carrying it away now.

Olee oge a na-ebupu ihe ahụ?

Olee oge a na-ebupu ihe ahụ?

When is that thing going to be taken out?

Kedu ihe e bupụrụ n'ezi?

Kedu ihe e bupụrụ n'ezi?

What was carried outside?

Ị chọrọ ibupu àkwà a n'ezi?

Ị chọrọ ibupu àkwà a n'ezi?

Do you will carry the mattress outside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.