Nkọwa okwu logo
Beta

rúbé ísí

rube isi

Wordrube isi
Definitions

Active verb

1.obey

Adjective

1.Obedient

Related Terms
Word Stems

Examples

Onyekachi na-erube isi.

Onyekachi na-erube isi.

Onyekachi is obedient.

Ada na-erubere Nna ya isi.

Ada na-erubere Nna ya isi.

Ada obeys her father.

Rube isi oge niile, ị nụla?

Rube isi oge niile, ị nụla?

Obey at all time, okay?

Ọ dị oke mkpa irube isi.

Ọ dị oke mkpa irube isi.

It is very important to obey.

Nnanna rubere isi mgbe onye nkụzi anyị kpọrọ ya.

Nnanna rubere isi mgbe onye nkụzi anyị kpọrọ ya.

Nnanna obeyed when our teacher called him.

Anyị ga-erube isi.

Anyị ga-erube isi.

We will obey.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.