Nkọwa okwu logo
Beta

ǫbàrà

ọ̀bàrà

Wordọ̀bàrà
Definitions

Noun

1.blood; the, vital, red liquid in the body of humans and vertebrates

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ na-aracha ọbara ya.

Ọ na-aracha ọbara ya.

He is licking his blood.

Anwụnta na-amị ọbara.

Anwụnta na-amị ọbara.

Mosquito sucks blood.

Ahụ ya chọrọ ọbara.

Ahụ ya chọrọ ọbara.

His body needs blood transfusion.

Ada zụtara ọgwụ ọbara.

Ada zụtara ọgwụ ọbara.

Ada bought blood tonic.

Ọdịghị mma ịṅụ ọbara.

Ọdịghị mma ịṅụ ọbara.

It's not good to drink blood.

Ọbara ya na-eji oji.

Ọbara ya na-eji oji.

Her blood is black.

ḿmēé

mmee

Wordmmee
Definitions

Noun

1.red (colour)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye nwe ụgbaala mmee ahụ?

Onye nwe ụgbaala mmee ahụ?

Who has that red car?

Ihe ọ bụla na-acha mmee nwere ihe ọ na-arụtụ aka.

Ihe ọ bụla na-acha mmee nwere ihe ọ na-arụtụ aka.

Any red thing in colour points to something.

Ọ na-amasị Ada iyi akwa mmee.

Ọ na-amasị Ada iyi akwa mmee.

Ada likes wearing red cloths.

Kpọọrọ m nwoke ahụ kpụ okpu mmee.

Kpọọrọ m nwoke ahụ kpụ okpu mmee.

Call me that man that is wearing a red cap.

Chika nwere akpa mmee abụọ.

Chika nwere akpa mmee abụọ.

Chika has two red bags.

Akwa m dị mmee.

Akwa m dị mmee.

My cloth is red.

Akpụkpụukwu mmee ka m chọrọ ịzụ.

Akpụkpụukwu mmee ka m chọrọ ịzụ.

I want to buy red shoes.

Achọghị m nke mmee ahụ.

Achọghị m nke mmee ahụ.

I don't want that red one.

Ọbara na-acha ezigbo mmee n'anya.

Ọbara na-acha ezigbo mmee n'anya.

Blood is typically red at sight.

Anyị na-aga n'ụlọ mmee ahụ.

Anyị na-aga n'ụlọ mmee ahụ.

We are going to that red house.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.