ǫpàǹté
ọ̀pàǹte
Word | ọ̀pàǹte |
Definitions | Noun 1.pants; knickers; panties; underwear |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Amaghị m ego ole ọ zụrụ ọpante ndị ahụ.
Amaghị m ego ole ọ zụrụ ọpante ndị ahụ.
I don't know how much she bought those pants.
Ọpante ya dọkara oge ọ na-agba ọsọ.
Ọpante ya dọkara oge ọ na-agba ọsọ.
Her pant got torn when she was running.
Amaka nwere ọtụtụ ọpante.
Amaka nwere ọtụtụ ọpante.
Amaka has so many pants.
Ọpante nke a mara mma.
Ọpante nke a mara mma.
This pant is beautiful.
Ụmụ nwoke anaghị eyikarị ọpante.
Ụmụ nwoke anaghị eyikarị ọpante.
Men do not usually wear pants.
Ha ji ọpante ya gwọ ọgwụ.
Ha ji ọpante ya gwọ ọgwụ.
They prepared charm with her pant.
Ọ dịghị mma iyikarị ọpanta otu ugboro.
Ọ dịghị mma iyikarị ọpanta otu ugboro.
It is not proper to a pant more than once.
pètèlí
pètèli
Word | pètèli |
Definitions | Noun 1.inner wear |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Uju sụrụ peteli ya.
Uju sụrụ peteli ya.
Uju washed her inner wear.
Nwata nwaanyi ahụ anaghị achọ iyi peteli
Nwata nwaanyi ahụ anaghị achọ iyi peteli
That girl doesn't like to wear iner wear
A na-eyi peteli tupu eyikwasị ya akwa.
A na-eyi peteli tupu eyikwasị ya akwa.
One puts on the inner wear before the outer cloth.
Chibata peteli ahụ dị n'ezi
Chibata peteli ahụ dị n'ezi
Bring in that inner wear outside.
E ji peteli eyichi ọtọ.
E ji peteli eyichi ọtọ.
Inner wear is used to cover nakedness.