Nkọwa okwu logo
Beta

önyá

ọnya

Wordọnya
Definitions

Noun

1.ulcer; an open sore on or in the body which has failed to heal due to infection

2.wound; an injury of cut or broken skin

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Apa ahụ bụ ebe o nwere ọnya.

Apa ahụ bụ ebe o nwere ọnya.

That scar is where he had a wound.

Ọnya dị n'ụkwụ ya na-akawanye njọ kwa ụbọchị

Ọnya dị n'ụkwụ ya na-akawanye njọ kwa ụbọchị

The wound on her leg is getting worse by the day

A gbara ya ọgwụ maka ọnya o nwere.

A gbara ya ọgwụ maka ọnya o nwere.

She was injected because of the wound she has.

Obere mmerụ ahụ m nwere na-abazị nnukwu ọnya.

Obere mmerụ ahụ m nwere na-abazị nnukwu ọnya.

The little injury I sustained is becoming a big ulcer.

Ọnya dị ya n'ụkwụ na-asọ oyi.

Ọnya dị ya n'ụkwụ na-asọ oyi.

The wound on his leg is irritating.

Ọnya na-abakarị ya n'ahụ.

Ọnya na-abakarị ya n'ahụ.

She is always having wounds on her body.

Abụ dị n'ọnya ahụ.

Abụ dị n'ọnya ahụ.

There is pus in that wound.

O nwere nnukwu ọnya.

O nwere nnukwu ọnya.

She has a big ulcer.

Nne ya kpọrọ onye ga-agwọ ọnya ahụ.

Nne ya kpọrọ onye ga-agwọ ọnya ahụ.

His mother called someone that will heal that sore.

Ọnya ahụ ekweghị ala.

Ọnya ahụ ekweghị ala.

That sore has refused to heal.

önyà

ọnyà

Wordọnyà
Definitions

Noun

1.snare; trap

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ dabara n'ọnya ha.

Ọ dabara n'ọnya ha.

He fell into their trap.

Oke ahụ tacha azụ dị n'ọnya mana ọ mataghị ya.

Oke ahụ tacha azụ dị n'ọnya mana ọ mataghị ya.

That rat ate the fish on the trap but was not caught.

Nnamdị kwere ọnya ya n'ọhịa.

Nnamdị kwere ọnya ya n'ọhịa.

Nnamdi set his trap in the bush.

Ana m aga ikwe ọnya.

Ana m aga ikwe ọnya.

I am going to set a trap.

Ọnya ahụ bụ maka oke.

Ọnya ahụ bụ maka oke.

That trap is for rats.

Onye hapụrụ ọnya a ebe a?

Onye hapụrụ ọnya a ebe a?

Who left this trap here?

Wepu ọnya a n'ebe ụmụaka nọ.

Wepu ọnya a n'ebe ụmụaka nọ.

Take this trap away from where kids are.

örįà

ọrị̀à

Wordọrị̀à
Definitions

Noun

1.sickness; illness; aliment

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-arịa ọrịa.

Ọ na-arịa ọrịa.

She is sick.

Amoosu ahụ kụrụ ya ajọ ọrịa.

Amoosu ahụ kụrụ ya ajọ ọrịa.

That witch inflicted her with a deadly sickness.

Dibịa ahụ na-agwọ ọrịa dị ichiiche.

Dibịa ahụ na-agwọ ọrịa dị ichiiche.

That doctor cures different types of sickness.

E nweghị onye ma na ọ na-arịa ọrịa.

E nweghị onye ma na ọ na-arịa ọrịa.

Nobody knew that he was sick.

Ọrịa abụghị maka anyị.

Ọrịa abụghị maka anyị.

Sickness is not for us.

Ọgwụ ahụ bụ ọgwọ nnụ ọrịa.

Ọgwụ ahụ bụ ọgwọ nnụ ọrịa.

That medicine is a cure to many sicknesses.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.