Nkọwa okwu logo
Beta

ǫtáńjélé

ọ̀tanjele

Wordọ̀tanjele
Definitions

Noun

1.powdery substance made from galena, used for make-up

Variationstanjele
Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nne m na-ete ọtangele na nkuanya ya

Nne m na-ete ọtangele na nkuanya ya

My mother applies ọ̀tanjere on her eyebrow.

Ndị okenye na-eji ọtanjele agwọ nsogbu anya.

Ndị okenye na-eji ọtanjele agwọ nsogbu anya.

Elders cure eye problem with ọtanjele.

Ọtanjele na-eji oji.

Ọtanjele na-eji oji.

Ọtanjele is black in colour.

ǫtáńjéré

ọ̀tanjere

Wordọ̀tanjere
Definitions

Noun

1.black powdery cosmetic applied on the eye lids, native eye pencil

Related Term
Word Stem

Examples

Ụzọma tere ọtanjere.

Ụzọma tere ọtanjere.

Ụzọma apllied ọtanjere.

Ọtangere mụ agwụgọ.

Ọtangere mụ agwụgọ.

My ọtangere has finished.

Ọtangere so na ihe unu ga-ete gbaa egwu.

Ọtangere so na ihe unu ga-ete gbaa egwu.

Ọtangere is among the cosmetics you people will rub for the dance.

Ọ mara ete ọtangere nke ọma.

Ọ mara ete ọtangere nke ọma.

She knows how to rub ọtanjere well.

Ọtanjere bụ ọgwụ anya.

Ọtanjere bụ ọgwụ anya.

Ọtanjele is an eye medicine.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.