önǫdų
ọnọ̀dụ̀
| Word | ọnọ̀dụ̀ |
| Definitions | Noun 1.a particular spot, position or way someone or something is placed 2.condition; state; situation |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Aga m enye gị ezigbo ọnọdụ.
Aga m enye gị ezigbo ọnọdụ.
I will give you a suitable condition.
Bịa, were ọnọdụ gị ebe a.
Bịa, were ọnọdụ gị ebe a.
Come and take your position here.
Ọnọdụ anyị nọ ugbua dị egwu.
Ọnọdụ anyị nọ ugbua dị egwu.
The state we are now is terrible.
Kedụ ọnọdụ gị ugbu a.
Kedụ ọnọdụ gị ugbu a.
What is your situation now.
E nyere ya ọnọdụ mgbe ọ bịara.
E nyere ya ọnọdụ mgbe ọ bịara.
He was given a spot when he came.
Ọ nọ n'ajọ ọnọdụ.
Ọ nọ n'ajọ ọnọdụ.
He is in a bad condition.
O tinyere ha n'ezigbo ọnọdụ.
O tinyere ha n'ezigbo ọnọdụ.
He put them in a good condition.
Naịjirịa dowere anyị n'ọnọdụ dị iche iche.
Naịjirịa dowere anyị n'ọnọdụ dị iche iche.
Nigeria kept us in different conditions.
Ọnọdụ ya na-echu m ụra.
Ọnọdụ ya na-echu m ụra.
Her condition is giving me sleepless night.