Nkọwa okwu logo
Beta

ömìíkó

ọmìikō

Wordọmìikō
Definitions

Noun

1.compassion; mercy; pity

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Biko, nweere m ọmiiko.

Biko, nweere m ọmiiko.

Please have compassion on me.

Anyị chọrọ onye ndu nwere ọmiiko.

Anyị chọrọ onye ndu nwere ọmiiko.

We need a compassionate leader.

Chineke anyị bụ Chineke ọmiiko.

Chineke anyị bụ Chineke ọmiiko.

Our God is the God of compassion.

Enweere m ya ọmiiko.

Enweere m ya ọmiiko.

I had compassion on her.

Di m nwere ọmiiko.

Di m nwere ọmiiko.

My husband is compassionate.

O nweghị ọmiiko.

O nweghị ọmiiko.

He dose not have compassion.

Nwaanyị a nwere ọmiiko ebe ọ nọ.

Nwaanyị a nwere ọmiiko ebe ọ nọ.

This woman had compassion on her.

èbérè

èberè

Wordèberè
Definitions

Noun

寉墾

1.mercy; sympathy

Related Terms
Word Stems

Examples

I mee ya ọzọ, ebere agaghị adị.

I mee ya ọzọ, ebere agaghị adị.

If you do it again, there will be no sympathy.

Aha ya bụ Ebere.

Aha ya bụ Ebere.

Her name is Mercy.

Ebere nwata ahụ na-emere m

Ebere nwata ahụ na-emere m

I have symphaty for thar child

Chineke, ebere gị ka anyị na-arịọ.

Chineke, ebere gị ka anyị na-arịọ.

Lord, we are asking for your mercy.

Onye nkụzị anyi anaghịi eme ebere.

Onye nkụzị anyi anaghịi eme ebere.

Our teacher doesn't show mercy

Meere ya ebere.

Meere ya ebere.

Have mercy on him.

óbìèbèrè

obìèbèrè

Wordobìèbèrè
Definitions

Noun

1.sympathy; sharing the feelings of others in pain

2.willingness to help alleviate other peoples problems

Variationsobì èbèrè
Related Term
Word Stem

Examples

E gosịrị m obiebere m n'ezinụlọ ahụ

E gosịrị m obiebere m n'ezinụlọ ahụ

I sympathized with that family

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.