ölüchúkwú
ọlụchukwu
| Word | ọlụchukwu |
| Definitions | Name 1.God's work |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Ndị na-aza Ọlụchukwu na-ama akwụkwọ.
Ndị na-aza Ọlụchukwu na-ama akwụkwọ.
Those who bear Ọlụchukwu are intelligent.
Abụ m Ọlụchukwu.
Abụ m Ọlụchukwu.
I am Ọlụchukwu.
Biko, kpọọrọ m Ọlụchukwu.
Biko, kpọọrọ m Ọlụchukwu.
Please, call Oluchukwu for me.
Ọlụchukwu bụ ezigbo nwa.
Ọlụchukwu bụ ezigbo nwa.
Oluchukwu is a good child.
Kedụ onye n'ime unu na-aza Ọlụchukwu?
Kedụ onye n'ime unu na-aza Ọlụchukwu?
Who among you bears Oluchukwu?
Aha nna m bụ Ọlụchukwu.
Aha nna m bụ Ọlụchukwu.
My father's name is Ọlụchukwu.
Ọ bụ Ọlụchukwu nwe akwụkwọ a.
Ọ bụ Ọlụchukwu nwe akwụkwọ a.
It is Oluchukwu that has this book.
Aha enyi m bụ Ọlụchukwu.
Aha enyi m bụ Ọlụchukwu.
My friend's name is Oluchukwu