Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgàrànyà

ọ̀gàrànyà

Wordọ̀gàrànyà
Definitions

Noun

1.rich or wealthy person;

2.polygamist;

3.polygamy

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nna nna m abụghị ọgaranya.

Nna nna m abụghị ọgaranya.

My father's father was not a polygamist.

Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya

Ọ bụrụ ọnụ ka eji aba ọgaranya ịmara na onye ara ga kachasị ụmụ nna ya

If a person can become wealthy through their mouth, then a mad person would be the greatest amongst his kinsmen.

Ọgaranya anaghịzi ewu n'ala Igbo ugbua.

Ọgaranya anaghịzi ewu n'ala Igbo ugbua.

Polygamy is no longer common in Igbo land now.

Achọrọ m ịlụ ọgaranya.

Achọrọ m ịlụ ọgaranya.

I want to marry a rich person.

Onye bụ ọgaranya?

Onye bụ ọgaranya?

Who is rich.

Ọgaranya ahụ gburu ehi.

Ọgaranya ahụ gburu ehi.

The rich man killed a cow.

Nna ya bụ ọgaranya.

Nna ya bụ ọgaranya.

His dad is rich.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.