Nkọwa okwu logo
Beta

ödà

ọdà

Wordọdà
Definitions

Noun

1.permit; permission

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onyeisi nyere m ọda ka m soro unu.

Onyeisi nyere m ọda ka m soro unu.

The chairman gave me permission to follow you.

Biko, nata ọda maka anyị abụọ

Biko, nata ọda maka anyị abụọ

Please, get permission for the two of us.

Kedu onye a na-anata ōda n'aka ya?

Kedu onye a na-anata ōda n'aka ya?

Who do we get permission from?

Jee nata ọda.

Jee nata ọda.

Go and get permission.

Uju natara ndị isi ọda.

Uju natara ndị isi ọda.

Uju got permission from the authority.

Ọ ga-anata ọda tupu ọ bata.

Ọ ga-anata ọda tupu ọ bata.

He will get permission before he enters.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.