Nkọwa okwu logo
Beta

ǫchóókwú

ọ̀choōkwū

Wordọ̀choōkwū
Definitions

Noun

1.troublemaker; someone who incites someone else to anger, trouble, or fight

Variationsọ̀chọōkwū
Related Term
Word Stem

Examples

Gba ọchookwu ahụ nkịtị.

Gba ọchookwu ahụ nkịtị.

Ignore that troublemaker.

Ọ bụ ọchookwu a ma ama.

Ọ bụ ọchookwu a ma ama.

She is a known troublemaker.

Ọchookwu bụ onye na-akpa ndị mmadụ iwe.

Ọchookwu bụ onye na-akpa ndị mmadụ iwe.

A trouble maker is someone who makes other people angry.

Ị ma na Nkechi bụ ọchookwu?

Ị ma na Nkechi bụ ọchookwu?

Do you know that Nkechi is a troublemaker?

Ọchookwu apụghị inwe udo.

Ọchookwu apụghị inwe udo.

A troublemaker will never have peace.

Ọchookwu anaghị enwe nchegharị.

Ọchookwu anaghị enwe nchegharị.

A troublemaker is never repentant.

Ị bụ ọchookwu.

Ị bụ ọchookwu.

You are a troublemaker.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.