ǫtųmǫkpǫ
ọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀
| Word | ọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀ |
| Definitions | Noun 1.juju; charm; any object infused with magical power or has magical power |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.
Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.
His juju did not protect him.
A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".
A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".
God is called "The charm of the saints".
Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.
Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.
What he is wearing on his neck is juju.
E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.
E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.
Mr. Ụzọnna was killed with juju.
Ọtụmọkpọ ya gburu ya.
Ọtụmọkpọ ya gburu ya.
His juju killed him.
Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.
Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.
We saw juju.
O ji ọtụmọkpọ.
O ji ọtụmọkpọ.
She has juju.