ńkàtá
nkàta
| Word | nkàta |
| Definitions | Noun 㪛 1.chat; conversation |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
There is no end to gossip in their mouths.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
I always have the ability to chat all the time.
ökà
ọkà
| Word | ọkà |
| Definitions | Noun 黍 1.corn; maize |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A kọrọ m ọka.
A kọrọ m ọka.
I planted corn.
Achọrọ m ịta ọka.
Achọrọ m ịta ọka.
I want to eat corn.
Biko zụtara m ọka ma ị lọta.
Biko zụtara m ọka ma ị lọta.
Please buy corn for me when you come back.
Ada na-ere ọka n'ahịa.
Ada na-ere ọka n'ahịa.
Ada sells corn at the market.
Ọka ahụ kara aka.
Ọka ahụ kara aka.
That maize has matured.
Ọ bụ ọka ka o nyere ndị bịara ileta ya.
Ọ bụ ọka ka o nyere ndị bịara ileta ya.
It was maize that he gave to those that visited him.
̣Ọka ya tọrọ ụtọ.
̣Ọka ya tọrọ ụtọ.
Her corn is sweet.
Ọka ndị a emebiela.
Ọka ndị a emebiela.
These corn are spoilt.
Öká
Ọka
| Word | Ọka |
| Definitions | Noun 寊柵 1.Awka; name of a place in Igbo land |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nne m bụ onye Ọka.
Nne m bụ onye Ọka.
My mother is from Awka.
ǫkà
ọ̀kà
| Word | ọ̀kà |
| Definitions | Noun 寊環 1.greatest; best |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nna m so na ndị bụ ọka n'ejije.
Nna m so na ndị bụ ọka n'ejije.
My dad is among the greatest in drama.
ǫkàchàmárá
ọ̀kàchàmara
| Word | ọ̀kàchàmara |
| Definitions | Noun 1.expert; specialist |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Adaugo chọrọ ịbụ ọkachamara n'ihe gbasara ibu ndụ ahụ ike.
Adaugo chọrọ ịbụ ọkachamara n'ihe gbasara ibu ndụ ahụ ike.
Adaugo wants to be an expert in healthy living.