ǫdųḿ
ọ̀dụ̀m
Word | ọ̀dụ̀m |
Definitions | Noun 郡 1.lion |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọdụm abụghị obere anụmaanụ.
Ọdụm abụghị obere anụmaanụ.
The lion is not a small animal.
Ọdụm na-ebikọ ọnụ.
Ọdụm na-ebikọ ọnụ.
Lions live in groups.
Ọdụm na-eri anụmanụ ndị ọzọ.
Ọdụm na-eri anụmanụ ndị ọzọ.
Lion eats other animals.
Ọdụm na-ebi ebe dị iche iche.
Ọdụm na-ebi ebe dị iche iche.
Lion lives in various habitats.