Nkọwa okwu logo
Beta

ǫchïchá

ọ̀chịchā

Wordọ̀chịchā
Definitions

Noun

1.cockroach; a brown, winged, nocturnal, scavenging insect that resembles a beetle

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị mụrụ maka ọchịcha n'ụlọakwụkwọ anyị taa.

Anyị mụrụ maka ọchịcha n'ụlọakwụkwọ anyị taa.

We learnt about cockroach at school today.

Obi pịagburu ọchịcha a.

Obi pịagburu ọchịcha a.

Obi killed this cockroach by hitting it with an object.

Isi ọchịcha na-arụ afọ.

Isi ọchịcha na-arụ afọ.

The smell of cockroach is disgusting.

Onye gburu ọchịcha ahụ?

Onye gburu ọchịcha ahụ?

Wo killed that cockroach?

Anyị anaghị eri ọchịcha.

Anyị anaghị eri ọchịcha.

We do not eat cocroach.

Ọchịcha si n'akpa ahụ rịpụta.

Ọchịcha si n'akpa ahụ rịpụta.

A cockroach crawled out of that bag

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.