òwù
òwù
Word | òwù |
Definitions | Noun 創 1.silence, especially dead silence; quietude 2.loneliness |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Owu dị ebe a tupu unu abịa.
Owu dị ebe a tupu unu abịa.
There was quietude here before you came.
Ụzọ ahụ kụrụ owu.
Ụzọ ahụ kụrụ owu.
That road is lonely.
Ụdị owu a na-echi ntị.
Ụdị owu a na-echi ntị.
This type of silence is deafening.
Owu na-adakarị n'aliili.
Owu na-adakarị n'aliili.
There is always quietude in grave yard.
Owu na-akụkarị n'ezi anyị n'ụbọchị ahịa obodo anyị.
Owu na-akụkarị n'ezi anyị n'ụbọchị ahịa obodo anyị.
There is always a dead silence in our compound on our village market day.
òwú
òwu
Word | òwu |
Definitions | Noun 1.thread [for sewing] |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Aga m azụ owu ọzọ echi.
Aga m azụ owu ọzọ echi.
I will buy another thread tomorrow.
Onye nwe owu ahụ?
Onye nwe owu ahụ?
Who has that thread?
Achọghị m owu ojii ahụ.
Achọghị m owu ojii ahụ.
I do not want that black thread.
Owu ahụ adịghị ọnụ.
Owu ahụ adịghị ọnụ.
That thread is not costly.
E ji owu akwa akwa.
E ji owu akwa akwa.
Thread is used for sewing cloth.
Onye agbata obi m na-ere owu.
Onye agbata obi m na-ere owu.
My neighbour sells thread.
Owu m na-efu efu.
Owu m na-efu efu.
My thread is missing.
önwü
ọnwụ
Word | ọnwụ |
Definitions | Noun 音 1.death |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chukwu meriri ike ọnwụ.
Chukwu meriri ike ọnwụ.
God conquered the power of death.
Ọnwụ abụghị nwanne mmadụ.
Ọnwụ abụghị nwanne mmadụ.
Death is nobody's relation.
Ọnwụ ya mere na mberede okporoụzo.
Ọnwụ ya mere na mberede okporoụzo.
His father died in a road accident.
Onye ọbụla kwesịrị ịkwado maka ọnwụ.
Onye ọbụla kwesịrị ịkwado maka ọnwụ.
Eveybody is supposed to prepare for death.
Ọnwụ dị njọ.
Ọnwụ dị njọ.
Death is wicked.
O cheta ọnwụ nne ya, bido bewa akwa.
O cheta ọnwụ nne ya, bido bewa akwa.
She remembered her mother's death and started crying.
Ọnwụ dị mwute.
Ọnwụ dị mwute.
Death hurts.
Ọnwụ dị ụfụ.
Ọnwụ dị ụfụ.
Death is painful.
Chukwu karịrị onwụ.
Chukwu karịrị onwụ.
God is greater than death.
Ọnwụ dị omimi.
Ọnwụ dị omimi.
Death is mysterious.
Ọ bụ onye ọnwụ nyere ohere na-eke ekpē
Ọ bụ onye ọnwụ nyere ohere na-eke ekpē
It is when death gives one a long chance that he can begin to write a will
érírí
eriri
Word | eriri |
Definitions | Noun 筋 1.string; rope; thread |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Chidi ewelatabeghị eriri m nyere ya.
Chidi ewelatabeghị eriri m nyere ya.
Chidi has not returned the thread I gave him.
Jiri eriri ahụ kee ewu ahụ.
Jiri eriri ahụ kee ewu ahụ.
Use that rope to tie that goat.
Eriri nke a buru ibu.
Eriri nke a buru ibu.
This thread is big.
Eriri nke a esighị ike, biko nye m ọzọ.
Eriri nke a esighị ike, biko nye m ọzọ.
This rope is not strong, please give me another one.
I nwere eriri e ji akwa akwa?
I nwere eriri e ji akwa akwa?
Do you have a thread for sewing cloth?
E ji eriri kechie ya.
E ji eriri kechie ya.
It was tied with a rope.
ǹkè
ǹkè
Word | ǹkè |
Definitions | Noun 外 1.of; which; one (pronoun) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m nke m ga-eso.
Amaghị m nke m ga-eso.
I don't know which one to follow.
Kedụ nke ị ga-enye m?
Kedụ nke ị ga-enye m?
Which one will you give me?
Nke ya dị mma.
Nke ya dị mma.
Her own is good.
Nye m nke m.
Nye m nke m.
Give me my own.
Kedụ mgbe nke ahụ mere?
Kedụ mgbe nke ahụ mere?
When did that one happen?
Nke ahụ bụ nke m.
Nke ahụ bụ nke m.
That one is mine.
Nke m bụ nke m.
Nke m bụ nke m.
Mine is mine/My own is my own..
Nke anyị bụ nke anyị
Nke anyị bụ nke anyị
Ours is ours/Our own is our own.