íkè
ikè
Word | ikè |
Definitions | Noun 呉 1.bottom; buttocks; bum; butt; gluteal region |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
A ga-adụ gị ya bụ ndụdụ n'ike.
You will be given the injection on the buttocks.
Akwa ya dọwara n'ike.
Akwa ya dọwara n'ike.
His cloth is torn on the buttocks.
Ọkọ ghara ya n'ike.
Ọkọ ghara ya n'ike.
She has rashes on her buttocks.
Apịara ya ụtarị n'ike.
Apịara ya ụtarị n'ike.
He was flogged on the butt.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
Anyị na-eji ike anọdụ ọdụ.
We use the buttocks to sit.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Ike so n'otu akụkụ ahụ e nwere.
Buttock is one of the parts of the body.
Ike ya gbara abụ.
Ike ya gbara abụ.
He has abscess on the butt.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
O tere ọgwụ ahụ n'ike.
She applied medication on the butt.