ògírìsì
ògirìsì
Word | ògirìsì |
Definitions | Noun 㨋 1.boundary tree (Newbouldia laevis) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji ogirisi eme ọba.
E ji ogirisi eme ọba.
The ogirisi is used to make barn.
Osisi ogirisi na-esi ike.
Osisi ogirisi na-esi ike.
Ogirisi tree is strong.
Gbajite osisi ogirisi ahụ.
Gbajite osisi ogirisi ahụ.
Break a stick from the ogirisi tree.
Osisi ogirisi bara nnukwu uru n'omenaala Igbo.
Osisi ogirisi bara nnukwu uru n'omenaala Igbo.
The ogirisi tree is very important in Igbo culture.
Ị ga-ahụ ogirisi ebe ị na-aga.
Ị ga-ahụ ogirisi ebe ị na-aga.
You will see ogirisi where you are going.
Ha ji ogirisi gba ụlọ ha ogige.
Ha ji ogirisi gba ụlọ ha ogige.
They surrounded their house with ogirisi.