ònwé
ònwe
Word | ònwe |
Definitions | Pronoun 1.self |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Metụ onwe gị aka.
Metụ onwe gị aka.
Touch yourself.
Ha ga-abịa n'onwe ha.
Ha ga-abịa n'onwe ha.
They will come by themselves.
Nnenna na-eche naanị banyere onwe ya.
Nnenna na-eche naanị banyere onwe ya.
Nnenna thinks only about herself.
Ọ na-asa onwe ya ahụ.
Ọ na-asa onwe ya ahụ.
He is bathing himself.
Aga m abịa n'onwe m.
Aga m abịa n'onwe m.
I will come by myself.
Onye mara onwe ya ụra?
Onye mara onwe ya ụra?
Who slapped himself?
Ụzọma na-eleta onwe ya anya nke ọma.
Ụzọma na-eleta onwe ya anya nke ọma.
Ụzọma takes good care of himself.
Onwe ya juru ya afọ
Onwe ya juru ya afọ
She is contented with herself.
Achọghị m isogbu onwe m
Achọghị m isogbu onwe m
I do not want to bother myself.
Ahụrụ m onwe m n'anya.
Ahụrụ m onwe m n'anya.
I love myself.
O yiri onwe ya mma.
O yiri onwe ya mma.
She cut herself with knife.
Onye na-esogbu onwe ya?
Onye na-esogbu onwe ya?
Who is bothering herself?
Esogbula onwe gị.
Esogbula onwe gị.
Do not bother yourself.
ónwò
onwò
Word | onwò |
Definitions | Noun 1.an act of giving one thing and receiving another in return; exchange; barter |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Agbara m ekwentị m onwo.
Agbara m ekwentị m onwo.
I exchanged my phone.
Achọrọ m ka mụ na Uche gbaa onwo.
Achọrọ m ka mụ na Uche gbaa onwo.
I want to exchange with Uche.
Azụmaahịa bụ onwo. I nye ego, e nye gị ahịa.
Azụmaahịa bụ onwo. I nye ego, e nye gị ahịa.
Trading is exchange. You give money and you are given an item.
Gbaara m onwo ihe a.
Gbaara m onwo ihe a.
Exchange this thing for me.
E jizi naịra agba onwo naịra.
E jizi naịra agba onwo naịra.
Naira is now exchanged for naira.
Ụbaka ji naịra gbaa onwo dọla.
Ụbaka ji naịra gbaa onwo dọla.
Ụbaka exchanged naira for dollar.