Nkọwa okwu logo
Beta

òlúgbù

òlugbù

Wordòlugbù
Definitions

Noun

1.bitterleaf (Vernonia amygdalina Del. and V. colorata (Willd.) Drake)

Related Terms
Word Stems

Examples

Zụtara m obere olugbu n'ahia.

Zụtara m obere olugbu n'ahia.

Buy me small bitterleaf from the market.

Ofe olugbu na-amasị m.

Ofe olugbu na-amasị m.

I like bitterleaf soup.

Mgbọrọgwụ olugbu na-egbu egbu.

Mgbọrọgwụ olugbu na-egbu egbu.

Bitterleaf root kills.

Olugbu nke a na-elu nnukwu ilu

Olugbu nke a na-elu nnukwu ilu

This bitterleaf is very bitter.

A na-ejikwa olugbu arụ ọgwụ.

A na-ejikwa olugbu arụ ọgwụ.

Bitterleaf is used in drug production

ònúgbù

ònugbù

Wordònugbù
Definitions

Noun

1.bitter leaf (Vernonia amygdalina)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ kọrọ onugbu ebe ahụ.

Ọ kọrọ onugbu ebe ahụ.

He planted bitter leaf there.

Anwụ kpọrọ onugbu ahụ.

Anwụ kpọrọ onugbu ahụ.

Sun dried the bitter leaf.

Anyị ga-esi ofe onugbu echi.

Anyị ga-esi ofe onugbu echi.

We will cook bitterleaf soup tomorrow.

Saa onugbu ahụ nke ọma.

Saa onugbu ahụ nke ọma.

Wash that bitterleaf properly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.