Nkọwa okwu logo
Beta

àkwámōózú

àkwamoozu

Wordàkwamoozu
Definitions

Noun

寁該m俺

1.funeral; burial ceremony

Variationsàkwamozu
Related Term
Word Stem

Examples

Akwamoozu ya ga-abụ n'ọnwa ọzọ.

Akwamoozu ya ga-abụ n'ọnwa ọzọ.

His burial will be next month

Anyị ga-eje akwamoozu echi.

Anyị ga-eje akwamoozu echi.

We will attend a funeral tomorrow.

Anyị họpụtara ndị ga-anochite anya anyị n'akwamozu nna ya.

Anyị họpụtara ndị ga-anochite anya anyị n'akwamozu nna ya.

We delegated people that will represent us in his father's funeral.

Akwamozu ya gara nkeọma.

Akwamozu ya gara nkeọma.

His funeral was successful.

E mere akwamoozu ya ụnyaahụ.

E mere akwamoozu ya ụnyaahụ.

His funeral was done yesterday.

Ndị egwu ama ama gụrụ egwu n'akwamoozu ya.

Ndị egwu ama ama gụrụ egwu n'akwamoozu ya.

Popular musicians sang at his burial.

Ọtụtụ mmadụ gara akwamoozu ahụ.

Ọtụtụ mmadụ gara akwamoozu ahụ.

A lot of people went for that burial.

òrírí

òriri

Wordòriri
Definitions

Noun

富概概

1.eating

2.feast; communion

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị na-aga oriri na be Nnamdị.

Anyị na-aga oriri na be Nnamdị.

We are going for a feast at Nnamdi's place.

Ha niile bụ ihe oriri

Ha niile bụ ihe oriri

All of them are edibles.

Ha niile bụ maka oriri.

Ha niile bụ maka oriri.

All of them are for eating.

Mgbe oriri ahụ gasịrị, ha lụrụ ọgụ.

Mgbe oriri ahụ gasịrị, ha lụrụ ọgụ.

When the feast ended, they fought.

Oriri karịrị akarị n' ọnwa a.

Oriri karịrị akarị n' ọnwa a.

There are many feasts this month.

Ọ zụtara ụgbaala ma kpọọ oriri.

Ọ zụtara ụgbaala ma kpọọ oriri.

He bouht a car and held a feast.

òlìlì

òlìlì

Wordòlìlì
Definitions

Noun

寍悔悔

1.burial

Related Terms
Word Stems

Examples

Olili ya ga-abụ n'ọnwa na-abịa abịa.

Olili ya ga-abụ n'ọnwa na-abịa abịa.

His burial will be in the coming month.

ǫlïlï

ọ̀lịlị

Wordọ̀lịlị
Definitions

Noun

寋拶

1.stroll; short walk

2.outing; recreation

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Echezona na Ugonna pụrụ ọlịlị.

Echezona na Ugonna pụrụ ọlịlị.

Echezona and Ugonna went for a stroll.

Ọlịlị na-amasị m.

Ọlịlị na-amasị m.

I like strolling.

Anyị na-eje ọlịlị n'oge mgbede.

Anyị na-eje ọlịlị n'oge mgbede.

We stroll in the evening.

Anyị ga-eje ọlịlị echị.

Anyị ga-eje ọlịlị echị.

We will go for outing tomorrow.

Nna m zụtaara anyị ihe mgbe anyị jere ọlịlị.

Nna m zụtaara anyị ihe mgbe anyị jere ọlịlị.

My father bought something for us when we went for outing.

Mgbe ụfọdụ, ọ dị mma ịpụ ọlịlị.

Mgbe ụfọdụ, ọ dị mma ịpụ ọlịlị.

Sometimes, it is good to go outing.

ǫrïrï

ọ̀rịrị

Wordọ̀rịrị
Definitions

Noun

1.outing

2.short walk; stroll

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ mgbe ọ na-akpa ọrịrị ka ọ hụrụ ebe a na-eti ya ihe.

Ọ bụ mgbe ọ na-akpa ọrịrị ka ọ hụrụ ebe a na-eti ya ihe.

It was when he went for a stroll that he saw where she was being beaten.

Uwa bụ ọrịrị; onye nọchaa, ọ laa.

Uwa bụ ọrịrị; onye nọchaa, ọ laa.

The world is an outing; when one is done staying, he goes.

Agaghị m eso unu pụọ ọrịrị oge ọzọ.

Agaghị m eso unu pụọ ọrịrị oge ọzọ.

I will not go for leisure with you people next time.

ǫrïrï

ọ̀rịrị

Wordọ̀rịrị
Definitions

Noun

1.crawling (insects and reptiles); the act of moving, on a surface, using the abdomen or limbs

2.climbing; move, especially upward a slope or a vertical structure

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụdị anụ ahụ bụ anụ ọrịrị.

Ụdị anụ ahụ bụ anụ ọrịrị.

That type of animal is a crawling insect.

Oke ọrịrị elu adịghị mma.

Oke ọrịrị elu adịghị mma.

Climbing too much is not good.

Ọrịrị ọ rịrị ya mebiri ya.

Ọrịrị ọ rịrị ya mebiri ya.

His climbing it destroyed it.

Ọrịrị ugwu a adịghị mfe.

Ọrịrị ugwu a adịghị mfe.

The climbing of this hill is not easy.

Agwala m gị kwụsị ọrịrị elu.

Agwala m gị kwụsị ọrịrị elu.

I have told you to stop climbing

Ọrịrị nnannukwu m rịrị osisi ahụ nyere ya nsogbu n'ukwu.

Ọrịrị nnannukwu m rịrị osisi ahụ nyere ya nsogbu n'ukwu.

The climbing of that tree, by my grandfather, gave him problems in the waist.

Ọrịrị ụlọelu a bụ ọrụ.

Ọrịrị ụlọelu a bụ ọrụ.

Climbing this upstairs is work.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.