Nkọwa okwu logo
Beta

òlé

òle

Wordòle
Definitions

Interrogative

1.how many?

Quantifier

1.the quantity of something, especially the number; how many

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ha dị mmadụ ole?

Ha dị mmadụ ole?

How many people are they?

Ole ka ha dị?

Ole ka ha dị?

How many are they?

Ego ole ka i ji?

Ego ole ka i ji?

How much do you have with you?

Agụghị m mmadụ ole bịara.

Agụghị m mmadụ ole bịara.

I did not count how many people that came.

Ọ gwara m ego ole o nyere gị.

Ọ gwara m ego ole o nyere gị.

She told me how much money she gave you.

òléè

òleè

Wordòleè
Definitions

Noun

1.someone granting a viewing attention to someone or something; viewer; a member of an audience (film, concert); spectator

Related Terms
Word Stems

Examples

Olee ahụ jụrụ ajụju gbara ọkpụrụkpụ.

Olee ahụ jụrụ ajụju gbara ọkpụrụkpụ.

That member of the audience asked a very tangible question.

Ndị olee nọdụ ọdụ na-eche unu.

Ndị olee nọdụ ọdụ na-eche unu.

The spectators are seated, waiting for you.

Ndị olee bịara dị ọtụtụ.

Ndị olee bịara dị ọtụtụ.

The viewers that attended are many.

Gịnị ka i nwere ịgwa ndị olee anya?

Gịnị ka i nwere ịgwa ndị olee anya?

What do you have to tell our audience?

Abụ m olee n'egwureegwu ọkpọ ahụ.

Abụ m olee n'egwureegwu ọkpọ ahụ.

I was a spectator at that boxing match.

Ndị olee nwere mmasị n'ejije e mepụtara.

Ndị olee nwere mmasị n'ejije e mepụtara.

The viewers were interested in the staged drama.

èbéē

èbeē

Wordèbeē
Definitions

Interrogative

1.where?; a question tag used to ask for location

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ebee ka ị na-eje?

Ebee ka ị na-eje?

Where are you going?

Ebee ka ọ nọ?

Ebee ka ọ nọ?

Where is she?

Ebee ka ọ dị?

Ebee ka ọ dị?

Where is it?

Ha gara ebee?

Ha gara ebee?

Where did they go?

gïnï

gịnị̄

Wordgịnị̄
Definitions

Interrogative

¿滑?

1.what?; something unknown whose information is being asked for

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?

Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?

What do you want me to tell that woman?

Gịnị bụ aha gị?

Gịnị bụ aha gị?

What is your name?

Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?

Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?

What are we going to call this?

Gịnị ka ị na-eme?

Gịnị ka ị na-eme?

What are you doing?

Gịnị na-eme?

Gịnị na-eme?

What is happening?

Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?

Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?

What is the reason for his coming?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.