òbí
òbi
Word | òbi |
Definitions | Noun 葛 1.title of a king in Igbo land; central or most vital unit 2.palace; parlor; a building (in Igbo architecture) for gatherings especially belonging to a community or family |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
Anyị gbakọrọ n'obi eze kpaa maka nchekwa imoobodo anyị.
We gathered at the king's palace and discussed about the security of our community.
óbì
obì
Word | obì |
Definitions | Noun 心 1.heart; chest 2.mind; desire; wish 3.core |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kwuo ihe dị gị n' obi.
Kwuo ihe dị gị n' obi.
Say what is on your mind.
Ihe ahụ bụ obi nsogbu anyị na-enwe ugbua.
Ihe ahụ bụ obi nsogbu anyị na-enwe ugbua.
That it's core of the problem we are having now.
Obi na-agbapụ̣ta ọbara.
Obi na-agbapụ̣ta ọbara.
The heart pumps out blood.
Kwuo obi gị.
Kwuo obi gị.
Speak your mind.
Ọ kụrụ ya aka n'obi.
Ọ kụrụ ya aka n'obi.
He hit him on the chest.
Ihe ahụ mere ka obi daa ya mba.
Ihe ahụ mere ka obi daa ya mba.
That incident discouraged him.
Obi gbawara ya oge di ya nwụrụ.
Obi gbawara ya oge di ya nwụrụ.
She was heartbroken when the husband died.
O nweghi obi.
O nweghi obi.
He does not have a heart.
Obi siri ya ike.
Obi siri ya ike.
He is stronghearted.
Obi adịghị m mma.
Obi adịghị m mma.
I am not happy.
Òbí
Òbi
Word | Òbi |
Definitions | Name 1.core of one's children; first son |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Obi bụ aha nwanne m.
Obi bụ aha nwanne m.
Obi is my sibling's name.