ńkákwù
nkakwù
Word | nkakwù |
Definitions | Noun 1.stupidity; foolishness |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
E wepụ nkakwu, Nkechi enweghi nsogbu.
E wepụ nkakwu, Nkechi enweghi nsogbu.
Apart from this stupidity, Nkechi does not have any problem.
Obinna bụ onye nkakwu.
Obinna bụ onye nkakwu.
Obinna is a stupid person.
Di ya bụ onye nkakwu.
Di ya bụ onye nkakwu.
Her husband is a foolish man.
Nkakwu adịghị mma.
Nkakwu adịghị mma.
Stupidity is not good.
Unu niile bụcha ndị nkakwu.
Unu niile bụcha ndị nkakwu.
All of you are stupid people.
O na-eme nkakwu oge niile.
O na-eme nkakwu oge niile.
He behaves stupidly all the time.
Nkakwu a ị na-akakwu ekwesịghị gị.
Nkakwu a ị na-akakwu ekwesịghị gị.
This stupid act you are displaying is not appropriate for you.
Onye na-eme nkakwu ebe a?
Onye na-eme nkakwu ebe a?
Who is misbehaving here?