ǹzúzó
ǹzuzo
Word | ǹzuzo |
Definitions | Noun 1.secrecy |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A chọpụtala ihe niile ọ na-eme na nzuzo.
A chọpụtala ihe niile ọ na-eme na nzuzo.
Everything she does in secret has been discovered.
Anụ ahụ dị n'ite ofe ka o wetara na nzuzo.
Anụ ahụ dị n'ite ofe ka o wetara na nzuzo.
He took the meat from the soup pot in secrecy.
Ikenna zubara n'ụlọ nwaanyị ajadu ahụ na nzuzo.
Ikenna zubara n'ụlọ nwaanyị ajadu ahụ na nzuzo.
Ikenna entered the widow's house in secret.
O ji nzuzo nweta ihe ọ chọrọ.
O ji nzuzo nweta ihe ọ chọrọ.
He got what he wanted in secrecy.
Onye ohi ahụ ji abalị gaa ohi na nzuzo.
Onye ohi ahụ ji abalị gaa ohi na nzuzo.
The thief went to steal at night in secret.
Ụmụaka ahụ na-eme ihe na nzuzo.
Ụmụaka ahụ na-eme ihe na nzuzo.
Those children do things in secrecy.
Ihe nzuzo na-amasị ya.
Ihe nzuzo na-amasị ya.
She like being secretive.
O riri nri ahụ na nzuzo.
O riri nri ahụ na nzuzo.
He ate the food in secret.
Ọ nọ n'otu nzuzo.
Ọ nọ n'otu nzuzo.
He is in a secret cult.
O kpere ekpere ahụ na nzuzo.
O kpere ekpere ahụ na nzuzo.
He said that prayer in secret.
Na nzuzo ka ha gburu ya.
Na nzuzo ka ha gburu ya.
The killed him in secret.