nyü ǹsï
nyụ ǹsị
Word | nyụ ǹsị |
Definitions | Active verb 1.pass faeces; defecate |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ana m anyụ nsị mgbe ọ bịara.
Ana m anyụ nsị mgbe ọ bịara.
I was defecating when he came.
Ijeoma, nyụọ nsị ka anyị pụọ.
Ijeoma, nyụọ nsị ka anyị pụọ.
Ijeoma, defecate let us leave.
Chika na-anyụ nsị n'ụtutụ tupu o jee akwụkwọ.
Chika na-anyụ nsị n'ụtutụ tupu o jee akwụkwọ.
Chika defecates in the morning before going to school.
Ọ chọghị ịnyụ nsị.
Ọ chọghị ịnyụ nsị.
He does not want to defecate.
Nyụọ nsị ngwa ngwa ka anyị pụọ.
Nyụọ nsị ngwa ngwa ka anyị pụọ.
Defecate fast (fast) let's go.
Onye nyụrụ nsị ebe a?
Onye nyụrụ nsị ebe a?
Who defecated here?
Ị ga-anyụ nsị tupu ị gawa?
Ị ga-anyụ nsị tupu ị gawa?
Will you defecate before going?
Ọ na-anyụ nsị n'ụtụtụ.
Ọ na-anyụ nsị n'ụtụtụ.
She defecates in the morning.
Ọ nyụrụ nsị n'elu akwa.
Ọ nyụrụ nsị n'elu akwa.
He defecated on the bed.
Ịnyụ nsị na nịka ya amarala ya ahụ.
Ịnyụ nsị na nịka ya amarala ya ahụ.
He is fond of defecating in his nickers.
Ị nyụọ nsị ebe a, ama m gị ụra.
Ị nyụọ nsị ebe a, ama m gị ụra.
If you defecate here, I will slap you.