nyü
nyụ
Word | nyụ |
Definitions | Active verb 1.go off, especially electric power or fire |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ekwentị m nyụrụ kemgbe ụtụtụ.
Ekwentị m nyụrụ kemgbe ụtụtụ.
My phone (power) went off since morning.
Ọkụ ahụ ga-anyụ ọsịịsọ.
Ọkụ ahụ ga-anyụ ọsịịsọ.
That fire will go off quickly.
nyü
nyụ
Word | nyụ |
Definitions | Active verb 1.excrete; discharge or pass excreta (fart, faeces, and urine) from the body |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọkụkọ, ọ na-anyụ maamịrị?
Ọkụkọ, ọ na-anyụ maamịrị?
Do chickens urinate?
Nwata ahụ na-anyụ maamịrị n'ala.
Nwata ahụ na-anyụ maamịrị n'ala.
That child is urinating on the floor.
Nyụọ maamịrị tupu ị laba ụra.
Nyụọ maamịrị tupu ị laba ụra.
Urinate before you go to sleep.
Nwa ahụ nyụrụ nsị ebe niile.
Nwa ahụ nyụrụ nsị ebe niile.
That child passed excreta everywhere.
A na-anyụ maamịrị ebe a.
A na-anyụ maamịrị ebe a.
Urine is passed here.
Ewu ahụ ga-anyụ nsị ebe ahụ.
Ewu ahụ ga-anyụ nsị ebe ahụ.
That goat will pass faeces there.
Ọ dịghị mma ịnyụ maamịrị ebe a kwadoghị.
Ọ dịghị mma ịnyụ maamịrị ebe a kwadoghị.
It is not good to urinate in unauthorized places.
Obiọzọ na-anyụ maamịrị.
Obiọzọ na-anyụ maamịrị.
Obiozor is passing urine.
Ọkụkọ ya nyụrụ nsị.
Ọkụkọ ya nyụrụ nsị.
His fowl excreted faeces.
Nyụọ nsị ahụ ọsọ ọsọ.
Nyụọ nsị ahụ ọsọ ọsọ.
Defaecate quickly.
Uche ga-anyụ maamịrị ugboro abụọ tupu chi efoo.
Uche ga-anyụ maamịrị ugboro abụọ tupu chi efoo.
Uche will urinate twice before day break.
Onye nyụrụ nsị ahụ?
Onye nyụrụ nsị ahụ?
Who defaecated?