Nkọwa okwu logo
Beta

nyé áká

nye aka

Wordnye aka
Definitions

Active verb

角稼

1.help; assist; aid

Related Terms
Word Stems

Examples

Biko, nyee aka.

Biko, nyee aka.

Please, help out.

Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.

Ada na-enye nwaanyị ahụ aka mgbe anyị bịara.

Ada was helping that woman when we came.

Alọzie ga-enye gị aka.

Alọzie ga-enye gị aka.

Alozie will help you.

Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.

Ọ na-enye aka mgbe ọbụla ọ bịara ebe a.

She helps whenever she comes here.

Unu ga-enyere aka sie nri.

Unu ga-enyere aka sie nri.

You people should help to cook.

O nyere m aka n'ụtụtụ.

O nyere m aka n'ụtụtụ.

He helped me in the morning.

Nyere m aka.

Nyere m aka.

Help me.

Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.

Inyere aka n'ọrụ ezinụlọ dị mkpa.

To help in house chores is important.

ènyèmáká

ènyèmaka

Wordènyèmaka
Definitions

Noun

1.help; alms

Variationsènyèmaka
Related Terms
Word Stems

Examples

I kpara akwụ kpara akwụ onye nwe akwụ eburukwa akwụ ya

I kpara akwụ kpara akwụ onye nwe akwụ eburukwa akwụ ya

When you harvest palm fruits again and again, the owner of the palm fruits will carry his palm fruits.

Ọtụtụ mmadụ chọrọ enyemaka ugbua.

Ọtụtụ mmadụ chọrọ enyemaka ugbua.

Many people need help now.

Achọghị m ụdị enyemaka a.

Achọghị m ụdị enyemaka a.

I do not want this type of help.

Kedụ̣ onye chọrọ enyemaka?

Kedụ̣ onye chọrọ enyemaka?

Who needs help?

Ọ jụrụ ịnabata enyemaka ọbụla.

Ọ jụrụ ịnabata enyemaka ọbụla.

He refused to accept any help.

Naanị enyemaka unu ka m chọrọ.

Naanị enyemaka unu ka m chọrọ.

Only your help is what i need.

O nweghị ezigbo enyemaka m nwetere n'aka ya.

O nweghị ezigbo enyemaka m nwetere n'aka ya.

I did not get any good help from him.

Achọrọ m enyemaka gị.

Achọrọ m enyemaka gị.

I need your help.

Ọtụtụ ndị nọ ebe a chọ enyemaka.

Ọtụtụ ndị nọ ebe a chọ enyemaka.

A lot of people here need help.

Achọghị m enyemaka gị.

Achọghị m enyemaka gị.

I do not need your help.

Achọghị ụdị enyemaka ahụ.

Achọghị ụdị enyemaka ahụ.

I don't want that kind of help.

Ọ jụrụ ịnabata enyemaka ọbụla.

Ọ jụrụ ịnabata enyemaka ọbụla.

He refused to accept any help.

Kedụ onye ahụ chọ enyemaka ebe a?

Kedụ onye ahụ chọ enyemaka ebe a?

Who is the person that needs alms here?

Enyemaka m si n'aka Chineke abịa.

Enyemaka m si n'aka Chineke abịa.

Help comes from God.

Ọtụtụ mmadụ chọrọ enyemaka.

Ọtụtụ mmadụ chọrọ enyemaka.

Many people need help.

Unu achọrọ enyemaka?

Unu achọrọ enyemaka?

Do you need help?

Enyemaka a na-abịa mgbe m chọ ya.

Enyemaka a na-abịa mgbe m chọ ya.

This help is coming when I need it.

Enyemaka ka anyị chọ ugbu a.

Enyemaka ka anyị chọ ugbu a.

Help is what we need now.

O nweghị ezigbo enyemaka m nwetara n'aka ya.

O nweghị ezigbo enyemaka m nwetara n'aka ya.

I did not get any good help from him.

Ọ bụ Chike na-agbatara ya ọsọ enyemaka.

Ọ bụ Chike na-agbatara ya ọsọ enyemaka.

It is Chike that comes to his help.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.