gų áhà
gụ̀ ahà
| Word | gụ̀ ahà |
| Definitions | Active verb 㢡名 1.name; give a name |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Gụọ ya aha.
Gụọ ya aha.
Name him.
A gụrụ ya aha ozugbo a mụrụ ya.
A gụrụ ya aha ozugbo a mụrụ ya.
He was named immediately he was born.
Achọghị m ịgụ nwa m aha ahụ.
Achọghị m ịgụ nwa m aha ahụ.
I don't want to give my child that name.
Emeka na-agụ ụmụ ya naanị aha Igbo.
Emeka na-agụ ụmụ ya naanị aha Igbo.
Emeka names his children only Igbo names
Onye gụrụ nnwa a aha?
Onye gụrụ nnwa a aha?
Who named this child?
Nna ya ga-agụ ya aha.
Nna ya ga-agụ ya aha.
His father will name him.
Ha na-agụ nwa ha aha mgbe anyị bịara.
Ha na-agụ nwa ha aha mgbe anyị bịara.
They were naming their child when we came.