nyé
nye
Word | nye |
Definitions | Active verb 角 1.give |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọ m inye ya akwụkwọ ya.
Achọ m inye ya akwụkwọ ya.
I want to give him his book.
Ọ na-enye Ada ego ahụ mgbe anyị batara.
Ọ na-enye Ada ego ahụ mgbe anyị batara.
He was giving Ada that money when we entered.
Ọ na-enye ndị mmadụ ohere ịhụ ya n'ụzọ.
Ọ na-enye ndị mmadụ ohere ịhụ ya n'ụzọ.
He allows people to consult him on the way.
Aga m enye ya akwa.
Aga m enye ya akwa.
I will give him a cloth.
A ga m enye ya etu o siri masi m.
A ga m enye ya etu o siri masi m.
I will give to him the way I want.
Ịnye mmadụ ego n'ezi adịghị mma.
Ịnye mmadụ ego n'ezi adịghị mma.
Giving someone money in the open is not good.
Ọ na-enye m ihe m chọrọ.
Ọ na-enye m ihe m chọrọ.
He gives me what I want.
Onye na-enye enye bụ onye a na-enye.
Onye na-enye enye bụ onye a na-enye.
A person that gives is the person that receives.
nwúnyè
nwunyè
Word | nwunyè |
Definitions | Noun 子円 1.wife; a woman who is legally married to a man |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Eze lụrụ nwunye ọhụrụ.
Eze lụrụ nwunye ọhụrụ.
Eze married a new wife.
Nwunye ya bịara ebe a n'ụtụtụ.
Nwunye ya bịara ebe a n'ụtụtụ.
His wife came here in the morning.
Nwunye Ikedi bụ onyenkuzi.
Nwunye Ikedi bụ onyenkuzi.
Ikedi's wife is a teacher.
Kedu ebe nwunye gị gara?
Kedu ebe nwunye gị gara?
Where did your wife go?
Gwa ya nwunye m.
Gwa ya nwunye m.
Tell it to my wife.
Gbaa mbọ ka gị na nwunye gị soro bịa.
Gbaa mbọ ka gị na nwunye gị soro bịa.
Endaevour to come with your wife.
Ọ hụrụ nwunye ya n'anya.
Ọ hụrụ nwunye ya n'anya.
He loves his wife.
Gịnị mere nwunye gị?
Gịnị mere nwunye gị?
What happened to your wife?
Nwunye m mara mma.
Nwunye m mara mma.
My wife is pretty.
Nwaanyị a abụghị nwunye m.
Nwaanyị a abụghị nwunye m.
This lady is not my wife.
gų
gụ̀
Word | gụ̀ |
Definitions | Active verb 斤 1.give name to; name |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gụọ ya Taagboo.
Gụọ ya Taagboo.
Name him Tagbo.
Gụọ ya aha mmadụ azatubeghi.
Gụọ ya aha mmadụ azatubeghi.
Give him a name that has not been answered by anybody.
Dọkịta sịrị na a ga-agụ ya Chukwuemeka.
Dọkịta sịrị na a ga-agụ ya Chukwuemeka.
Doctor said he will be named Chukwuemeka.
Achọrọ m ịgụ ya aha nne m.
Achọrọ m ịgụ ya aha nne m.
I want to name her after my mother.
Ọ bụ nna m gụrụ m Obiọha.
Ọ bụ nna m gụrụ m Obiọha.
It was my father that named me Obioha.
Olee aha a gụrụ ya?
Olee aha a gụrụ ya?
What name was she given?