nwóólógbó
nwoōlōgbō
Word | nwoōlōgbō |
Definitions | Noun 1.cat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna m biko zụtara m nwoologbo.
Nna m biko zụtara m nwoologbo.
My father, please buy me a cat.
Chima nwere nwoologbo abụọ.
Chima nwere nwoologbo abụọ.
Chima has two cats.
Nwoologbo anyị mụrụ ụmụ atọ.
Nwoologbo anyị mụrụ ụmụ atọ.
This cat gave birth to three kittens.
Ọgaghị amasị m inwe nwoologbo n'ụlọ m.
Ọgaghị amasị m inwe nwoologbo n'ụlọ m.
I will not like to have a cat in my house.
nwáḿbá
nwam̄bā
Word | nwam̄bā |
Definitions | Noun 子乾 1.cat |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Chikọdị zụtara nwamba ọhụrụ.
Chikọdị zụtara nwamba ọhụrụ.
Chikọdị bought a new cat.
Nwamba na-eri oke.
Nwamba na-eri oke.
Cats eat rats.
Nna m, biko zụtara m nwamba taa.
Nna m, biko zụtara m nwamba taa.
My father, please buy me a cat today.
Nwamba na-ahụ ụzọ n'abalị nke ọma.
Nwamba na-ahụ ụzọ n'abalị nke ọma.
The cat sees very well at night.
Ọ na-azụ nwamba n'ụlọ ya.
Ọ na-azụ nwamba n'ụlọ ya.
He rears cat in his house.
A naghị m acho ịhụ nwamba anya.
A naghị m acho ịhụ nwamba anya.
I do not like seeing a cat.