nwé
nwe
| Word | nwe |
| Definitions | Medial verb 禾 1.have; own; possess |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdi has two children.
A chọrọ m ịnwe nnukwu ego.
A chọrọ m ịnwe nnukwu ego.
I want to be very rich.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
He that marries many wives will get many children.
Nwee echiche nke onwe gị?
Nwee echiche nke onwe gị?
Have your own thoughts
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
He that works hard becomes rich.
Nkechi nwere ebe ọ na-azụ ezi.
Nkechi nwere ebe ọ na-azụ ezi.
Nkechi has where she is rearing pig.
Achọrọ m inwe nnukwu ego.
Achọrọ m inwe nnukwu ego.
I want to have big money.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
Onye ọbụla na-agba mbọ na-enwe ego.
He that works hard becomes rich.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdị nwere ụmụ abụọ.
Nnamdi has two children.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
Onye lụrụ ọtụtụ nwunye ga-enwe ọtụtụ ụmụ.
He that marries many wives will get many children.
Nwee echiche nke onwe gị?
Nwee echiche nke onwe gị?
Have your own thoughts