Nkọwa okwu logo
Beta

nwé ónwé

nwe onwe

Wordnwe onwe
Definitions

Nominal Modifier

1.be free

Related Terms
Word Stems

Examples

E nwe m onwe m ugbua.

E nwe m onwe m ugbua.

I am free now

Tọghapụ ya ka o nwere onwe ya.

Tọghapụ ya ka o nwere onwe ya.

Loose him and let him be free.

Ọ dịkwa ka nwata a nwe onwe ya ugbua.

Ọ dịkwa ka nwata a nwe onwe ya ugbua.

Is like this child is free now.

Onye nwe onwe ya bụ onye na-eme ihe na-echeghi ihe ndị mmadụ ga-ekwu.

Onye nwe onwe ya bụ onye na-eme ihe na-echeghi ihe ndị mmadụ ga-ekwu.

A free person is one who does things without minding others will say.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.