Nkọwa okwu logo
Beta

nwáńnē

nwannē

Wordnwannē
Definitions

Noun

子温

1.sibling; relative

2.(slang) term of endearment for one's mate(s) - brother, sister

Related Terms
Word Stems

Examples

Akụjụobi bụ nwanne m.

Akụjụobi bụ nwanne m.

Akujuobi is my sibling.

Nwanne, ihe a na-eme adịghị mfe.

Nwanne, ihe a na-eme adịghị mfe.

Brother, what is being done is not easy.

Nwanne m ahụ ebighị n'ụlọ anyị.

Nwanne m ahụ ebighị n'ụlọ anyị.

That my sibling does not live in our house .

Kedụ mgbe nwanne gị ga-abịa?

Kedụ mgbe nwanne gị ga-abịa?

When are your siblings coming?

ókénē

okenē

Wordokenē
Definitions

Noun

男温

1.cousin; the child of one's aunt or uncle

Related Term
Word Stem

Examples

Ijeudo bụ okene m.

Ijeudo bụ okene m.

Ijeudo is my cousin.

Amaoge nwere ọtụtụ okene.

Amaoge nwere ọtụtụ okene.

Amaoge has many cousins.

Okene anaghị alụ onwe ha n'ala Igbo.

Okene anaghị alụ onwe ha n'ala Igbo.

Cousins do not marry each other in Igboland.

Okene m zụtara ụgbaala ọhụrụ.

Okene m zụtara ụgbaala ọhụrụ.

My cousin bought a new car.

Okene m mụrụ ejima.

Okene m mụrụ ejima.

My cousin gave birth to twins.

Anyị bụ okene.

Anyị bụ okene.

We are cousins.

Okene ya bụ onye nkuzi.

Okene ya bụ onye nkuzi.

I am his cousin.

Ya na okene ya adịghị na mma.

Ya na okene ya adịghị na mma.

She is not in good terms with her cousin.

Ugoo bụ okene m.

Ugoo bụ okene m.

Ugoo is my cousin.

I kwesịghị ịlụ okene gị.

I kwesịghị ịlụ okene gị.

You are not supposed to marry your cousin.

Eji m moto okene m gaa ahịa.

Eji m moto okene m gaa ahịa.

I went to the market in my cousin's car.

Okene m lọtara ụnyaahụ.

Okene m lọtara ụnyaahụ.

My cousin came back yesterday.

Ọ bụ okene m nwe ụlọ a.

Ọ bụ okene m nwe ụlọ a.

It is my cousin that has this house.

Okene m gbara akwụkwọ ụnyaahụ.

Okene m gbara akwụkwọ ụnyaahụ.

My cousin wedded yesterday.

íhéómúmē

iheōmūmē

Wordiheōmūmē
Definitions

Noun

1.quiz; a short test

Variationsihe ōmūmē
Related Terms
Word Stems

Examples

Egbughị m oge ma ncha n'iheomume anyị ụnyaahụ.

Egbughị m oge ma ncha n'iheomume anyị ụnyaahụ.

I did not waste time at all at our quiz yesterday.

Emere m nke ọma n'ihe omume e nyere anyị.

Emere m nke ọma n'ihe omume e nyere anyị.

I performed well in the quiz we had.

Iheomume Igbo na-amasị m.

Iheomume Igbo na-amasị m.

I like Igbo quiz.

Anyị nwere iheomume taa.

Anyị nwere iheomume taa.

We have a quiz today.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.