Nkọwa okwu logo
Beta

nwáànyį

nwaànyị̀

Wordnwaànyị̀
Definitions

Noun

子女

1.woman; girl;

2.female

Related Terms
Word Stems

Examples

Ị bụ nwaanyị ka ị bụ nwoke?

Ị bụ nwaanyị ka ị bụ nwoke?

Are you a female or a male?

Nwa ya bụ nwaanyị.

Nwa ya bụ nwaanyị.

Her child is a girl.

Adakụ bụ nwaanyị mara mma nke ukwuu.

Adakụ bụ nwaanyị mara mma nke ukwuu.

Adaku is a very beautiful woman.

Nwaanyị ahụ nwere ụmụ atọ.

Nwaanyị ahụ nwere ụmụ atọ.

That woman has three children.

Agadi nwaanyi anaghị aka nka n'egwu o ma-agba

Agadi nwaanyi anaghị aka nka n'egwu o ma-agba

An old woman does not get too old for a music she knows how to dance

Nwaanyị ahụ anwụọla.

Nwaanyị ahụ anwụọla.

That woman is dead.

Nwaanyị ahụ anwụọla.

Nwaanyị ahụ anwụọla.

That woman is dead.

Nwaanyị ahụ na-ere nri n'ahịa ahụ.

Nwaanyị ahụ na-ere nri n'ahịa ahụ.

That woman sells food at the market.

Nwaanyị ahụ toro ogologo.

Nwaanyị ahụ toro ogologo.

That woman is tall.

Abụ m nwaanyị.

Abụ m nwaanyị.

I am a woman.

Ọ dịghị mma etu ị si kparịa nwaanyị ahụ.

Ọ dịghị mma etu ị si kparịa nwaanyị ahụ.

The way you insulted that woman is not good.

Nwaanyị ahụ bịara ebe a ajọka.

Nwaanyị ahụ bịara ebe a ajọka.

That woman that came here is too ugly.

Ọ mụrụ nwa nwaanyị

Ọ mụrụ nwa nwaanyị

She gave birth to a baby girl.

Ụmụ nwaanyị ole bịara?

Ụmụ nwaanyị ole bịara?

How many women came?

Onye bụ nwaanyị ahụ bịara ebe a?

Onye bụ nwaanyị ahụ bịara ebe a?

Who is that woman that came here?

Nwaanyị ahụ nwe ụmụ atọ.

Nwaanyị ahụ nwe ụmụ atọ.

That woman has three children.

nwúnyè

nwunyè

Wordnwunyè
Definitions

Noun

子円

1.wife; a woman who is legally married to a man

Related Terms
Word Stems

Examples

Eze lụrụ nwunye ọhụrụ.

Eze lụrụ nwunye ọhụrụ.

Eze married a new wife.

Nwunye ya bịara ebe a n'ụtụtụ.

Nwunye ya bịara ebe a n'ụtụtụ.

His wife came here in the morning.

Nwunye Ikedi bụ onyenkuzi.

Nwunye Ikedi bụ onyenkuzi.

Ikedi's wife is a teacher.

Kedu ebe nwunye gị gara?

Kedu ebe nwunye gị gara?

Where did your wife go?

Gwa ya nwunye m.

Gwa ya nwunye m.

Tell it to my wife.

Gbaa mbọ ka gị na nwunye gị soro bịa.

Gbaa mbọ ka gị na nwunye gị soro bịa.

Endaevour to come with your wife.

Ọ hụrụ nwunye ya n'anya.

Ọ hụrụ nwunye ya n'anya.

He loves his wife.

Gịnị mere nwunye gị?

Gịnị mere nwunye gị?

What happened to your wife?

Nwunye m mara mma.

Nwunye m mara mma.

My wife is pretty.

Nwaanyị a abụghị nwunye m.

Nwaanyị a abụghị nwunye m.

This lady is not my wife.

ìnyòḿ

ìnyòm

Wordìnyòm
Definitions

Noun

1.a human that can produce eggs and bear offspring; female (human)

2.title given to or chosen by women; madam; lady

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụlụmma bụ aha inyom.

Ụlụmma bụ aha inyom.

Ulumma is a female name.

Inyom na-amasịkarị ya.

Inyom na-amasịkarị ya.

He desires females a lot.

Nne ha mụrụ sọọsọ inyom.

Nne ha mụrụ sọọsọ inyom.

There mother gave birth to only females.

Ndị inyom niile gbakọrọ ebe a.

Ndị inyom niile gbakọrọ ebe a.

All the females gathered here.

Nne ha mụrụ sọọsọ inyom.

Nne ha mụrụ sọọsọ inyom.

Their mother gave birth to only females.

Ndi inyom na-amasịkarị ya.

Ndi inyom na-amasịkarị ya.

He desires females a lot.

Ụlụmma bụ aha inyom.

Ụlụmma bụ aha inyom.

Ulumma is a female name.

Ndị inyom niile gbakọrọ ebe a.

Ndị inyom niile gbakọrọ ebe a.

All the females gathered here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.