nwāáfö
nwaafọ̄
Word | nwaafọ̄ |
Definitions | Noun 子袖 1.son or child-of-the-soil; indigene; citizen 2.bona fide (person), especially of a place |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.
Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.
That man is a bona fide Igbo person.
Abụ m nwaafọ.
Abụ m nwaafọ.
I am a citizen.
Nwáàfǫ
Nwaàfọ̀
Word | Nwaàfọ̀ |
Definitions | Noun 子淫 1.child born on the third or seventh Igbo market day (especially male) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị mmadụ anaghị agụ ụmụ Nwaàfọ̀ ugbu a.
Ndị mmadụ anaghị agụ ụmụ Nwaàfọ̀ ugbu a.
People do not name their children Nwaafor nowadays.
Pụta ebe a maọbụrụ na aha gị bụ Nwaafọ.
Pụta ebe a maọbụrụ na aha gị bụ Nwaafọ.
Come out here if your name is Nwaafọ.
Nwaafọ gụrụ akwụkwọ na mahadum.
Nwaafọ gụrụ akwụkwọ na mahadum.
Nwaafọ attended a university.
Nwaàfọ̀ zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Nwaàfọ̀ zụtara ụgbaala ọhụrụ.
Nwaafor bought a new car.
Ọ bụ Nwaafọ nwe ụlọ a.
Ọ bụ Nwaafọ nwe ụlọ a.
It is Nwaafor that owns this house.
Onyeisi anyị, Nwaafọ, anaghị ejị Chike egwù egwu
Onyeisi anyị, Nwaafọ, anaghị ejị Chike egwù egwu
Our leader, Nwaafọ, doesn't joke with Chike.
Nwaàfọ̀ bụ onye ama ama n'obodo anyị.
Nwaàfọ̀ bụ onye ama ama n'obodo anyị.
Nwaafor is a popular person in our village.
Ọ bụ Nawaafọ ka ejidere.
Ọ bụ Nawaafọ ka ejidere.
Nwaafọ was the one caught.